élúēlú
eluēlū
Word | eluēlū |
Definitions | Nominal Modifier 1.highest point, topmost |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ụgbọelụ ahu na-efe eluelu.
Ụgbọelụ ahu na-efe eluelu.
The aeroplane is flying high.
Ọ dị n'eluelu.
Ọ dị n'eluelu.
It is in the topmost part.
Ị nwere ike irigoro eluelu?
Ị nwere ike irigoro eluelu?
Can you climb the highest point?
Nzụkọ anyị ga-adị n'eluelu ugwu ahụ.
Nzụkọ anyị ga-adị n'eluelu ugwu ahụ.
Our meeting will be at the topmost point of that mountain.
Agwọ ahụ nọ n'eluelu ụlọ.
Agwọ ahụ nọ n'eluelu ụlọ.
The snake is at the topmost part of the house.
Mango chara acha dị n'eluelu.
Mango chara acha dị n'eluelu.
The ripe mango is at the topmost part.