élúülǫ
eluụlọ̀
| Word | eluụlọ̀ |
| Definitions | Noun 1.top of the house; roof of the house; ceiling |
| Variations | elu ụlọ̀ |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Anyị aghọtaghị etu e siri rụọ eluụlọ ahụ.
Anyị aghọtaghị etu e siri rụọ eluụlọ ahụ.
We don't undersatnd how the top of the roof was built.
Nwamba ahụ nọ n'eluụlọ.
Nwamba ahụ nọ n'eluụlọ.
That Cat is on the roof of the house.
Ikuku kufuru gbamgbam dị n'eluụlọ.
Ikuku kufuru gbamgbam dị n'eluụlọ.
Wind blew away the zinc on roof of the house.
Lee eserese eluụlọ Chigọzie.
Lee eserese eluụlọ Chigọzie.
See a drawing of Chigozie's roof of the house.
Ndị ohi ahụ si eluụlọ bata.
Ndị ohi ahụ si eluụlọ bata.
Those criminals entered from the ceiling.
Eluụlọ ya bụ ọpụrụiche n' ogbo anyị.
Eluụlọ ya bụ ọpụrụiche n' ogbo anyị.
The roof of his house is unique in our neighbourhood.