ókènyè
okènyè
| Word | okènyè |
| Definitions | Noun 㯾 1.elder, principal person; senior citizen; grown (age); fully aged man |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ha nwere ọtụtụ ndị okenye n'etiti ha.
Ha nwere ọtụtụ ndị okenye n'etiti ha.
They have so many senior citizens in their midst.
Nzukọ a bụ maka ndị okenye.
Nzukọ a bụ maka ndị okenye.
This meeting is for the elderly.
Ọ bụ naanị ndị okenye ka e dobeere oche.
Ọ bụ naanị ndị okenye ka e dobeere oche.
Seats are reserved for adults only.
Ị sị na ị bụ okenye, zaa ajụjụ ahụ.
Ị sị na ị bụ okenye, zaa ajụjụ ahụ.
You say you are an adult and answer the question.
Ụmụ ya niile bụ okenye.
Ụmụ ya niile bụ okenye.
All her children are adults.
A chọ̣rọ ndi okenye isii ga-agbara obodo akaebe.
A chọ̣rọ ndi okenye isii ga-agbara obodo akaebe.
They want six elders that will stand as witness for the community.
E jidere otu okenye ebe ọ na-adakpo nwaanyị ajadụ.
E jidere otu okenye ebe ọ na-adakpo nwaanyị ajadụ.
An elder was caught raping a widow.
Okenye anaghị anọ n'ụlọ ewu amụọ n'ọgbụ.
Okenye anaghị anọ n'ụlọ ewu amụọ n'ọgbụ.
An elder will not be at home while a goat gives birth in its tedder.
Ụfọdụ ndị okenye na-atụ asị.
Ụfọdụ ndị okenye na-atụ asị.
Some elders tell lies.
déē
deē
| Word | deē |
| Definitions | Noun 属 1.a term of deference to elders, especially males |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Onye ahụ ị hụrụ mụ na ya bụ dee Okoro.
Onye ahụ ị hụrụ mụ na ya bụ dee Okoro.
The person you saw me with was Mr. Okoro.
Onye ahụ ị hụrụ mụ na ya bụ dee Okoro.
Onye ahụ ị hụrụ mụ na ya bụ dee Okoro.
The person you saw me with was Mr. Okoro.
Dee Obinna bụ nwanne m nwoke.
Dee Obinna bụ nwanne m nwoke.
Mr.Obinna is my brother.
Ọ bụ dee Ibe lụrụ nwunye n'izuụka gara aga.
Ọ bụ dee Ibe lụrụ nwunye n'izuụka gara aga.
It was Mr. Ibe that got married last week.
Dee ya tiri ya ihe.
Dee ya tiri ya ihe.
His elder brother beat him.
déèdè
deèdè
| Word | deèdè |
| Definitions | Noun 属閲 1.senior; a term of deference to elders, especially male |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Achọrọ m ịga n'ụlọ deede m.
Achọrọ m ịga n'ụlọ deede m.
I want to go to my senior brother's house.
Ngọzị na deede ya bịara ebe a.
Ngọzị na deede ya bịara ebe a.
Ngọzị and her elder brother came here.
Ị ga-aga agbamaakwụkwọ deede m n'Aba?
Ị ga-aga agbamaakwụkwọ deede m n'Aba?
Will you attend my elder brother's wedding at Aba?
Deede m bara ọgaranya.
Deede m bara ọgaranya.
My senior brother is rich.
Deede m alụbeghi nwaanyị.
Deede m alụbeghi nwaanyị.
My elder brother is not married.
Kedụ ka i si mara na ọ bụ deede m?
Kedụ ka i si mara na ọ bụ deede m?
How did you know he is my senior brother?
Deede, biko, bịa.
Deede, biko, bịa.
Senior, please, come.
E buliri deede ya n'ọkwa.
E buliri deede ya n'ọkwa.
His elder brother was promoted.
Nwunye deede m mụrụ nwa.
Nwunye deede m mụrụ nwa.
My elder brother's wife put to bed.