ṃpàtàáká
m̀pàtàakā
Word | m̀pàtàakā |
Definitions | Noun 1.the part of the arm between the elbow and the shoulder; arm-thigh |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emeka sere ihe na mpataaka ya.
Emeka sere ihe na mpataaka ya.
Emeka drew something on his arm-thigh.
Chika nwere mpataaka nne ya.
Chika nwere mpataaka nne ya.
Chika has her mother's arm-thigh.
Ada nwere mmerụahụ na mpataaka ya.
Ada nwere mmerụahụ na mpataaka ya.
Ada sustained injury on her arm-thigh.
Agbara ya egbe na mpataaka ya.
Agbara ya egbe na mpataaka ya.
He was shot on his arm-thigh.
Mpataaka ya buru ibu.
Mpataaka ya buru ibu.
His arm-thigh is big.
O suru ya ọkpọ na mpataaka.
O suru ya ọkpọ na mpataaka.
He punched him in the arm-thigh.
ìkìlìáká
ìkìlìakā
Word | ìkìlìakā |
Definitions | Noun 診稼 1.the joint connecting the upper arm to the forearm; elbow |
Variations | ìkìlì akā |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O biri ikiliaka ya n'aka oche.
O biri ikiliaka ya n'aka oche.
She hit her elbow on the arm chair.
Ikiliaka m na-akọ m ọkọ.
Ikiliaka m na-akọ m ọkọ.
My elbow is itching me.
Ikiliaka ya na-eji oji.
Ikiliaka ya na-eji oji.
Her elbow is dark.
Ọ gbajiri ikiliaka ya n'ihemberede ahụ.
Ọ gbajiri ikiliaka ya n'ihemberede ahụ.
She broke her elbow in that accident.
Ọ kurụ ya ikiliaka n' ọnụ.
Ọ kurụ ya ikiliaka n' ọnụ.
He hit him on his mouth with elbow.
Uwe o yi eruteghi ya n'ikiliaka.
Uwe o yi eruteghi ya n'ikiliaka.
The cloth she wore didn't reach her elbow.
Ikiliaka Uche gbajiri agbaji.
Ikiliaka Uche gbajiri agbaji.
Uche's elbow is broken.
Ọnya mere m n'ikiliaka.
Ọnya mere m n'ikiliaka.
I have a wound on the elbow.
O ji ikiliaka guzoro.
O ji ikiliaka guzoro.
She suspended herself on her elbow.
Onye gbajiri ikiliaka?
Onye gbajiri ikiliaka?
Who broke his elbow?