Nkọwa okwu logo
Beta

ékwè

ekwè

Wordekwè
Definitions

Noun

1.the hind head opposite the forehead; hind head; occipital bone; medulla oblongata

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A bịa na be ha, naanị ekwe ya gbara iche.

A bịa na be ha, naanị ekwe ya gbara iche.

His hind head is the only unique one in their house.

Ụtarị ahụ pịatara ya n'ekwe.

Ụtarị ahụ pịatara ya n'ekwe.

That cane touched him on his hind head.

O ji ekwe daa ada.

O ji ekwe daa ada.

He fell with the hind head.

Uche kụrụ ekwe n'ala.

Uche kụrụ ekwe n'ala.

Uche hit the hind head on the ground.

Onye nkụzi kere ya ọkpọ n'ekwe.

Onye nkụzi kere ya ọkpọ n'ekwe.

The teacher gave him a knock on the hind head.

ékwò

ekwò

Wordekwò
Definitions

Noun

1.back of the skull

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ kụrụ ekwo n'ala.

Ọ kụrụ ekwo n'ala.

He hit the back of his skull on the ground.

Ọ mara ya ụra n'ekwo.

Ọ mara ya ụra n'ekwo.

He/she was slapped at the back of the skull.

O nwere mmerụ ahụ na ekwo ya na ihe mberede ahụ.

O nwere mmerụ ahụ na ekwo ya na ihe mberede ahụ.

He sustained injury at the back of his skull in that accident.

Ekwo na-akọ m ọkọ.

Ekwo na-akọ m ọkọ.

The back of my skull is itching me.

Onye ka ị kere ọkpọ n'ekwo?

Onye ka ị kere ọkpọ n'ekwo?

Who did you knock at the back of the skull?

Anyadọrọ ya plasta n'ekwo.

Anyadọrọ ya plasta n'ekwo.

He has plaster at the back of his head.

Ọ kụrụ ekwo n'ala.

Ọ kụrụ ekwo n'ala.

She hit the back of her skull on the ground.

Otito toro ya n'ekwo.

Otito toro ya n'ekwo.

She has boil at the back of her skull.

Apa ahụ dị n'ekwo ya.

Apa ahụ dị n'ekwo ya.

That scar is at the back of his head.

Ha mara ya nma n'ekwo.

Ha mara ya nma n'ekwo.

They stabbed him at the back of his skull.

A mara ya ụra n'ekwo.

A mara ya ụra n'ekwo.

He was slapped at the back of his skull.

Gịnị mere ị ji metu m aka n'ekwo?

Gịnị mere ị ji metu m aka n'ekwo?

Why did you touch me at the back of my head?

ékwò

ekwò

Wordekwò
Definitions

Noun

1.medulla oblangata

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ekwo ya akaghị aka.

Ekwo ya akaghị aka.

His medulla oblongata is not strong.

Gosi m ekwo gị.

Gosi m ekwo gị.

Show me your medulla oblongata.

Ọ kụrụ ekwo n'ala.

Ọ kụrụ ekwo n'ala.

She hits her medulla oblongata on the ground.

Ọ mara ya ụra n'ekwo.

Ọ mara ya ụra n'ekwo.

He was slapped on the medulla oblangata.

Ekwo nwata ahụ siri ike

Ekwo nwata ahụ siri ike

The child's medulla oblongata is hard.

O meruru ahu n'ekwo.

O meruru ahu n'ekwo.

He had an injury on the medulla oblongata.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.