ákwá
akwa
| Word | akwa |
| Definitions | Noun 寀該 1.cry; weep |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Akwa ya meturu m n' obi.
Akwa ya meturu m n' obi.
His cry touched my heart.
Onye mere nwa na-ebe akwa?
Onye mere nwa na-ebe akwa?
Who hurt the baby that is crying?
Onye mere nwa na-ebe akwa?
Onye mere nwa na-ebe akwa?
Who hurt the baby the crying baby?
Onye mere nwa na-ebe akwa?
Onye mere nwa na-ebe akwa?
Who hurt the baby that is crying?
Site n'ike nke Chukwu, anyị agaghị ebe akwa ọzọ.
Site n'ike nke Chukwu, anyị agaghị ebe akwa ọzọ.
Through the help of God, we won't cry again.
Ọ kwara akwa n' oke olu.
Ọ kwara akwa n' oke olu.
He cried in a loud voice.
Ọ bụrụ na a kpachaghị anya oge a na-akọwara onye isi maka onye nwụrụ anwụ, o nwere ike bewere onye dị ndụ akwa
Ọ bụrụ na a kpachaghị anya oge a na-akọwara onye isi maka onye nwụrụ anwụ, o nwere ike bewere onye dị ndụ akwa
One should be detailed when describing the deceased to a blind man, lest he starts crying for a man who is still alive
ákwà
akwà
| Word | akwà |
| Definitions | Noun 布 1.fabric; cloth |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Onye ka Ada zụụrụ akwa ndị a?
Onye ka Ada zụụrụ akwa ndị a?
Who did Ada buy these fabrics for?
Akwa ahụ dị ọnụ.
Akwa ahụ dị ọnụ.
That cloth is expensive.
Chịtara m akwa m.
Chịtara m akwa m.
Bring me my cloths.
Akwa ya adọkaala.
Akwa ya adọkaala.
Her cloth is torn
Akwa m na-efu efu.
Akwa m na-efu efu.
My cloth is missing.
Onye nwe akwa nke a?
Onye nwe akwa nke a?
Who owns this cloths?
Akwa a akaala nka.
Akwa a akaala nka.
This cloth is old.
Akwa ahụ mara mma.
Akwa ahụ mara mma.
The cloth is fine.
Ya bụ akwa dị n'ime akpa.
Ya bụ akwa dị n'ime akpa.
The cloth is inside the bag.
àkwá
àkwa
| Word | àkwa |
| Definitions | Noun 回 1.an oval or round object laid by birds, reptiles, fish, and invertebrates in which their young ones develop; egg |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Biko zụtara m akwa abụo n'ahịa.
Biko zụtara m akwa abụo n'ahịa.
Please buy me two eggs at the market.
Chika na-ere akwa.
Chika na-ere akwa.
Chika sells eggs.
Akwa bụzị nri ndị ọgaranya.
Akwa bụzị nri ndị ọgaranya.
Egg has become a rich man's food
E ji akwa emepụta ọtụtụ ihe oriri.
E ji akwa emepụta ọtụtụ ihe oriri.
Egg is used to produce many edible things.
Akwa dị ọnụ ugbu a.
Akwa dị ọnụ ugbu a.
Eggs are expensive now.
Ọkụkọ ahụ yiri akwa.
Ọkụkọ ahụ yiri akwa.
The fowl laid egg.
Kee akwa ahụ esiri esi ụzọ abụọ.
Kee akwa ahụ esiri esi ụzọ abụọ.
Divide the boiled egg into two.
àkwà
àkwà
| Word | àkwà |
| Definitions | Noun 削 1.a flat structure suspended above the ground 2.short for bed or bridge |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A rụrụ akwa mmiri ọhụrụ n'Osimiri Naija.
A rụrụ akwa mmiri ọhụrụ n'Osimiri Naija.
A new bridge was built over River Naija.
Mụ na Eze na-arahụ n'otu akwa.
Mụ na Eze na-arahụ n'otu akwa.
Eze and I sleep on the same bed.
Arụtara m akwa ọhụrụ.
Arụtara m akwa ọhụrụ.
I made a new bed.
ákwà
akwà
| Word | akwà |
| Definitions | Noun 1.cloth; fabric; 2.a garment; a piece of clothing |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
E ji akwa mee akpa a.
E ji akwa mee akpa a.
This bag is made of fabric.
Ya bụ akwa amaka.
Ya bụ akwa amaka.
This fabric is so beautiful.
O yi akwa ọcha.
O yi akwa ọcha.
She's putting on a white garment.
Akwa ya dọkara adọka.
Akwa ya dọkara adọka.
Her cloth is torn.
Azụrụ m akwa ọhụrụ.
Azụrụ m akwa ọhụrụ.
I bought a new cloth.
Akwa ya dọkara adọka.
Akwa ya dọkara adọka.
Her cloth is torn.
O yi akwa ọcha.
O yi akwa ọcha.
She's putting on a white garment.
Nne ya na-ere akwa.
Nne ya na-ere akwa.
Her mother sells fabrics.
Onye nwe akwa a?
Onye nwe akwa a?
Who has this cloth?
E ji akwa mee akpa a.
E ji akwa mee akpa a.
This bag is made of fabric.
Ya bụ akwa amaka.
Ya bụ akwa amaka.
This fabric is so beautiful.
Olee ebe akwa a m dị?
Olee ebe akwa a m dị?
Where is my cloth?
Ị chọrọ ịsa akwa?
Ị chọrọ ịsa akwa?
Do you want to wash cloths?
ùwé
ùwe
| Word | ùwe |
| Definitions | Noun 岩 1.dress; clothes |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ngwa, yiri uwe gị ọsọọsọ.
Ngwa, yiri uwe gị ọsọọsọ.
Now, put on your clothes quickly.
Uwe ya ruru unyi.
Uwe ya ruru unyi.
Her dress is dirty.
Nne m zụtara uwe ọhụrụ.
Nne m zụtara uwe ọhụrụ.
My mother bought a new dress.
áhà
ahà
| Word | ahà |
| Definitions | Noun 名 1.name 2.noun; the part of speech |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Aha nna m bụ Okafọ.
Aha nna m bụ Okafọ.
My father's name is Okafor.
Aha ya pụtara 'Chukwu dị mma'.
Aha ya pụtara 'Chukwu dị mma'.
Her name means 'God is good'.
Aha ya toro ogologo ịkpọputa.
Aha ya toro ogologo ịkpọputa.
His name is long to pronounce.
Mkpụrụokwu ahụ bụ aha.
Mkpụrụokwu ahụ bụ aha.
That word is a noun.
Echefuola m aha anụmanụ a.
Echefuola m aha anụmanụ a.
I have forgotten the name of this animal.
Nwoke ahụ na-aza aha Yoroba.
Nwoke ahụ na-aza aha Yoroba.
That man bears a Yoruba name.
O nweghi onye na-aza aha ya.
O nweghi onye na-aza aha ya.
Nobody is answering his name.