àkpïrï
àkpịrị̄
Word | àkpịrị̄ |
Definitions | Noun 険 1.the passage at the back of the mouth; throat 2.the desire to eat something even though you are not hungry |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpịrị na-akpọ m nkụ.
Akpịrị na-akpọ m nkụ.
My throat is drying up (I am thirsty).
Ada nwere ọnya na-akpịrị ya.
Ada nwere ọnya na-akpịrị ya.
Ada has sour in her throat.
Ada abụghị onye akpịrị.
Ada abụghị onye akpịrị.
Ada is not a long throat person
Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị̣
Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị̣
Bone choked him (in his throat)̣
Emeka tọdoro ya n'akpịrị.
Emeka tọdoro ya n'akpịrị.
Emeka held him tightly at the throat.
O nwere ọnya akpịrị.
O nwere ọnya akpịrị.
He has a sour throat.
èkpìrì
èkpìrì
Word | èkpìrì |
Definitions | Noun 1.rattles |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụda ekpiri na amasị m nke ukwu.
Ụda ekpiri na amasị m nke ukwu.
I like sound of rattles so much.
chïǹchį
chịǹchị̀
Word | chịǹchị̀ |
Definitions | Noun 㧉 1.a wingless bug that sucks human blood usually found in a furniture made of foam; bedbug; 2.a stubborn or adamant person (figurative); an annoying person |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ahụrụ m chịnchị n'akwa ha.
Ahụrụ m chịnchị n'akwa ha.
I saw bedbug on their bed.
Azụtara m ọgwụ eji egbu chinchin.
Azụtara m ọgwụ eji egbu chinchin.
I bought medicine for killing bedbugs
Anyị agaghị anọnwu n'oche a maka chịnchịn.
Anyị agaghị anọnwu n'oche a maka chịnchịn.
We cannot sit on this chair because of bedbugs.
Chịnchị nọ ebe ahụ.
Chịnchị nọ ebe ahụ.
There is bedbug there.
Chike sere chinchin n'akwụkwọ ya.
Chike sere chinchin n'akwụkwọ ya.
Chike drew a bedbug in his book.
Nwata a bụ chinchin.
Nwata a bụ chinchin.
This child is annoying.
Kedu ebe o si wee bute chịnchị?
Kedu ebe o si wee bute chịnchị?
Where did he get bedbug from?