èkpèrìmà
èkpèrìmà
| Word | èkpèrìmà |
| Definitions | Noun 1.burglar; petty thief |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ekperima chọrọ isi na mpio ewere ekwentị m.
Ekperima chọrọ isi na mpio ewere ekwentị m.
A burglar wanted to take my mobile phone through the window.
òmèkïtörö
òmèkịtọ̄rọ
| Word | òmèkịtọ̄rọ |
| Definitions | Noun 1.gangster; hardened or notorious criminal |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Amaghị m na Eze bụ omekịtọrọ.
Amaghị m na Eze bụ omekịtọrọ.
I did not know that Eze is a hardened criminal.
Ọ danyere n'aka ndị omekịtọrọ oge ọ na-alọta n'ime abalị.
Ọ danyere n'aka ndị omekịtọrọ oge ọ na-alọta n'ime abalị.
She fall into the hands of gangsters when she was returning in the night.
E nwere ọtụtụ omekịtọrọ n'ezinụlọ Obi.
E nwere ọtụtụ omekịtọrọ n'ezinụlọ Obi.
There are many criminals in Obi's family.
Nwa a bụ omekịtọrọ.
Nwa a bụ omekịtọrọ.
This boy is a hardened criminal.
àbàlįdįégwù
àbàlị̀dị̀egwù
| Word | àbàlị̀dị̀egwù |
| Definitions | Noun 1.thief; an robber, especially who robs at night |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ndị uweojii ejidela onye abalidiegwu ahụ.
Ndị uweojii ejidela onye abalidiegwu ahụ.
The police has arrested the criminal.
Ndị abalịdịegwu juru ebe niile.
Ndị abalịdịegwu juru ebe niile.
Criminals are everywhere.
Afam bụ onye abalịdịegwu.
Afam bụ onye abalịdịegwu.
Afam is a criminal
Ọtụtụ ndị abalịdịegwu bi n'ogbe anyị.
Ọtụtụ ndị abalịdịegwu bi n'ogbe anyị.
Many thieves live in our vicinity.
Ndị abalịdiegwu agbaala ọsọ n'obodo anyị
Ndị abalịdiegwu agbaala ọsọ n'obodo anyị
Criminals have disappeared in our community.
Aka akparala abalịdịegwu ahụ.
Aka akparala abalịdịegwu ahụ.
That thief has been arrested.
Ha ka na-achọ abalịdịegwu ahụ.
Ha ka na-achọ abalịdịegwu ahụ.
They are still looking for that criminal.
Ndị abalịdịegwu wakporo obodo ha n'abalị ụnyaa.
Ndị abalịdịegwu wakporo obodo ha n'abalị ụnyaa.
Armed robbers invaded their village last night.
Nwaokoroọbịa ahụ bụ abalịdịegwu.
Nwaokoroọbịa ahụ bụ abalịdịegwu.
That youngman is a thief.
Ọ mụrụ abalịdịegwu.
Ọ mụrụ abalịdịegwu.
She gave birth to a thief.