èkpèńtá
èkpènta
Word | èkpènta |
Definitions | Noun 芽 1.leprosy |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị ezinụụlọ ahụ na-arịakarị ekpenta.
Ndị ezinụụlọ ahụ na-arịakarị ekpenta.
That family usually suffer from leprosy.
Elijah gwọrọ Naaman ekpenta n'Akwụkwọ Nsọ
Elijah gwọrọ Naaman ekpenta n'Akwụkwọ Nsọ
Elijah healed Naaman of leprosy in the Bible.
Kedụ ihe na-ebute ekpenta?
Kedụ ihe na-ebute ekpenta?
What causes leprosy?
Njọ anaghị ebute ekpenta.
Njọ anaghị ebute ekpenta.
Sin doesn't cause leprosy alone.
Dọkịta ahụ na-agwọ ekpenta.
Dọkịta ahụ na-agwọ ekpenta.
That doctor cures leprosy.
Ọ na-arịa ekpenta kemgbe afọ ise.
Ọ na-arịa ekpenta kemgbe afọ ise.
He has been suffering from leprosy for five years now.