Nkọwa okwu logo
Beta

àkpà

àkpà

Wordàkpà
Definitions

Noun

1.bag; sack

2.casing; pocket

Related Terms
Word Stems

Examples

Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ.

Agaghị m eji akpa ahụ je mmemme ahụ.

I will not go to that event with this bag.

Akpa a na-anyị arọ.

Akpa a na-anyị arọ.

This bag is heavy.

Akpa m juru eju.

Akpa m juru eju.

My bag is full.

Akwa ya nwere akpa ebe niile.

Akwa ya nwere akpa ebe niile.

His dress has pockets everywhere.

Akpa m na-efu efu.

Akpa m na-efu efu.

My bag is missing.

Onye nwe akpa a?

Onye nwe akpa a?

Who has this bag?

èkpè

èkpè

Wordèkpè
Definitions

Noun

1.left (of hand, leg); leftward

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gaa n'aka ekpe m.

Gaa n'aka ekpe m.

Go at my left hand.

Be ha dị n'aka ekpe.

Be ha dị n'aka ekpe.

Their house is by the left.

Metụ ụkwụ ekpe ya aka.

Metụ ụkwụ ekpe ya aka.

Touch his left leg.

Anọ m ya n'ekpe.

Anọ m ya n'ekpe.

I am at her left.

O lere anya n'aka nri, lee n'aka ekpe tupu ọ gbafee okporo ụzọ.

O lere anya n'aka nri, lee n'aka ekpe tupu ọ gbafee okporo ụzọ.

He look to the left, looked to the right before he crossed the road.

O ji ya n'ekpe ya.

O ji ya n'ekpe ya.

He has it in his left.

Moto nke dị n'aka ekpe bụ nke m.

Moto nke dị n'aka ekpe bụ nke m.

The car by the left is mine.

Aka ekpe m na-afụ m ụfụ.

Aka ekpe m na-afụ m ụfụ.

My left hand is paining me.

Ndị ji asambodo ha bịa n'ekpe m.

Ndị ji asambodo ha bịa n'ekpe m.

Those with their certificates should come to my left.

ákpükpá

akpụkpa

Wordakpụkpa
Definitions

Noun

1.an itching skin disease caused by the larvae of the filarial worm that makes onchocerciasis migrate in the subcutaneous tissues; craw-craw

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akpụkpụ mesiri ya ike n'ọnwa gara aga.

Akpụkpụ mesiri ya ike n'ọnwa gara aga.

He suffered seriously from craw-craw last month.

Akpụkpa bụ ọrịa ndị na-eru unyi.

Akpụkpa bụ ọrịa ndị na-eru unyi.

Craw-craw is a disease for dirty people.

E nyere ya ọgwụ na-ala akpụkpa.

E nyere ya ọgwụ na-ala akpụkpa.

He was given amedicine for craw-craw.

Akpụkpa juru ya ahụ.̣

Akpụkpa juru ya ahụ.̣

His body is full of craw-craw

Nwata a ga-arịa akpụkpa ma ụnụ hapụ ya etua.

Nwata a ga-arịa akpụkpa ma ụnụ hapụ ya etua.

This child will suffer from craw-craw if you leave him this way.

Akpụkpa na-emebi akpụkpọ ahụ.

Akpụkpa na-emebi akpụkpọ ahụ.

Craw-craw destroys the skin.

ökö

ọkọ

Wordọkọ
Definitions

Noun

富掠

1.rashes; itch; the act of scratching

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụrụ na ị saa ahụ, ọkọ ahụ ga-akwụsị.

Ọ bụrụ na ị saa ahụ, ọkọ ahụ ga-akwụsị.

If you bathe, that itching will stop.

Ọrịa akpụkpọ ahụ na-akọ ọkọ.

Ọrịa akpụkpọ ahụ na-akọ ọkọ.

That skin disease is itchy.

Ọ na-atọ m ụtọ ma m na akọ ọkọ ahụ.

Ọ na-atọ m ụtọ ma m na akọ ọkọ ahụ.

I enjoy it when I am scratching it.

Ụgwọ anaghị akọ ọkọ.

Ụgwọ anaghị akọ ọkọ.

Eczema does not itch.

Otu ihe mgbaama ọrịa ahụ bụ ịkọ ọkọ akwụsịghị akwụsị.

Otu ihe mgbaama ọrịa ahụ bụ ịkọ ọkọ akwụsịghị akwụsị.

One of the symptoms of the sickness is constant scratching.

Oge okpomọọkụ a butere ya ọkọ.

Oge okpomọọkụ a butere ya ọkọ.

This period caused the rashes.

O nweghị mbọ o ji akọ ọkọ ahụ.

O nweghị mbọ o ji akọ ọkọ ahụ.

He has no nails for scratching the rashes.

Ọ na-akọ ọkọ.

Ọ na-akọ ọkọ.

He is scratching the rashes.

Olee ebe ọkọ ahụ na-akọ gị?

Olee ebe ọkọ ahụ na-akọ gị?

Where is itching you?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.