Nkọwa okwu logo
Beta

ékò

ekò

Wordekò
Definitions

Noun

1.gizzard

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Eko ọkụkọ e ghere eghe na-amasị m.

Eko ọkụkọ e ghere eghe na-amasị m.

I like fried chicken gizzard.

Eko ọkụkọ a buru ibu.

Eko ọkụkọ a buru ibu.

This fowl's gizzard is big.

Eko ọkụkọ na-atọ ụtọ.

Eko ọkụkọ na-atọ ụtọ.

Chicken gizzard is delicious.

N' obodo anyị , ọ bụ ihe nkwanye ugwu inye nwoke eko ọkụkọ ka ọ taa ma ọ bụrụ na e gbuo ọkụkọ.

N' obodo anyị , ọ bụ ihe nkwanye ugwu inye nwoke eko ọkụkọ ka ọ taa ma ọ bụrụ na e gbuo ọkụkọ.

In my village, it is a sign of respect to give gizzard to a man to eat when a fowl is killed.

Aja na-adị n'eko ọkụkọ.

Aja na-adị n'eko ọkụkọ.

There is sand in the gizzard.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.