Nkọwa okwu logo
Beta

ńjìké

njìke

Wordnjìke
Definitions

Noun

乱攻

1.the act of wearing a cloth

2.the way someone dresses

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Njike gị a adịghị mma.

Njike gị a adịghị mma.

This your dressing is not good.

Njike nne m pụrụ iche.

Njike nne m pụrụ iche.

My mother's way of dressing is different.

Njike gị a adịghị mma.

Njike gị a adịghị mma.

This your dressing is not good.

Njike o jikere n'oge nyeere anyị aka.

Njike o jikere n'oge nyeere anyị aka.

Her dressing up early helped us/Her early preparation helped us..

Chuma na-ejike njike ka ụmụnwaanyị.

Chuma na-ejike njike ka ụmụnwaanyị.

Chuma prepares like women.

Njike nne m pụrụ iche.

Njike nne m pụrụ iche.

My mother's way of dressing is different.

Njike ya na-amasị m.

Njike ya na-amasị m.

I like the way she dresses.

Ọ na-eme njike mgbe m rutere n'ụlọ ya.

Ọ na-eme njike mgbe m rutere n'ụlọ ya.

He was dressing up when i got to his house.

échìchè

echìchè

Wordechìchè
Definitions

Noun

1.thinking; thought

Related Terms
Word Stems

Examples

Oke echiche na-ebute ọbaramgbalielu.

Oke echiche na-ebute ọbaramgbalielu.

Too much thinking causes high blood pressure.

Echiche chukwu n'isi gị amaka.

Echiche chukwu n'isi gị amaka.

God's thought for you is very good.

Echiche ya gbagọrọ agbagọ.

Echiche ya gbagọrọ agbagọ.

His thinking is crooked.

Ọ nọ n'echiche mgbe m hụrụ ya.

Ọ nọ n'echiche mgbe m hụrụ ya.

He was in thoughts when I saw him.

Ugbua bụ mgbe ị ga-eji chee echiche maka ndụ gị.

Ugbua bụ mgbe ị ga-eji chee echiche maka ndụ gị.

Now is the time to think about your life.

Ọ bụ oke echiche gburu nwaanyị ahụ.

Ọ bụ oke echiche gburu nwaanyị ahụ.

It is over thinking that killed that woman.

Echiche mmadụ chere gbuo onwe ya abụghị otu ụbọchị ka o chere ya.

Echiche mmadụ chere gbuo onwe ya abụghị otu ụbọchị ka o chere ya.

The thought one had after which he killed himself was not thought in one day. (Proverb)

Chebara ihe m gwara gị echiche.

Chebara ihe m gwara gị echiche.

Think about what I told you.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.