Nkọwa okwu logo
Beta

éjùlà

ejùlà

Wordejùlà
Definitions

Noun

1.snail

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada ji ejula sie ofe ahụ.

Ada ji ejula sie ofe ahụ.

Ada used snail (meat) to cook that soup.

Anụ ejula na-atọ ụtọ.

Anụ ejula na-atọ ụtọ.

Snail (meat) is delicious.

Ada ji ejula sie ofe ahụ.

Ada ji ejula sie ofe ahụ.

Ada used snail (meat) to cook that soup.

Ejụla abụọ si na nkata nwaanyị ahụ rịpụta.

Ejụla abụọ si na nkata nwaanyị ahụ rịpụta.

Two snails crawled out of that woman's basket.

Anụ ejula na-atọ ụtọ.

Anụ ejula na-atọ ụtọ.

Snail (meat) is delicious.

Biko zụtara m ejula n'ahịa.

Biko zụtara m ejula n'ahịa.

Please buy snail for me at the market.

Ejula na-alọ alọ.

Ejula na-alọ alọ.

Snail is slimy.

Nye m ejula m.

Nye m ejula m.

Give me my snail.

Ejula ndị a buru ibu.

Ejula ndị a buru ibu.

These snails are big.

Ejula abụọ si na nkata nwaanyị ahụ rịpụta.

Ejula abụọ si na nkata nwaanyị ahụ rịpụta.

Two snails crawled out of that woman's basket.

Nne ya na-azụ ejula.

Nne ya na-azụ ejula.

His mother farms snails.

Onye na-ere ejula?

Onye na-ere ejula?

Who is selling snail.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.