éjíjí
ejiji
| Word | ejiji |
| Definitions | Noun 式 1.fashion (clothes) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ahụ bu ejiji ndị Igbo.
Ihe ahụ bu ejiji ndị Igbo.
That is the fashion of Igbo people.
ńjìké
njìke
| Word | njìke |
| Definitions | Noun 乱攻 1.the act of wearing a cloth 2.the way someone dresses |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Njike gị a adịghị mma.
Njike gị a adịghị mma.
This your dressing is not good.
Njike nne m pụrụ iche.
Njike nne m pụrụ iche.
My mother's way of dressing is different.
Njike gị a adịghị mma.
Njike gị a adịghị mma.
This your dressing is not good.
Njike o jikere n'oge nyeere anyị aka.
Njike o jikere n'oge nyeere anyị aka.
Her dressing up early helped us/Her early preparation helped us..
Chuma na-ejike njike ka ụmụnwaanyị.
Chuma na-ejike njike ka ụmụnwaanyị.
Chuma prepares like women.
Njike nne m pụrụ iche.
Njike nne m pụrụ iche.
My mother's way of dressing is different.
Njike ya na-amasị m.
Njike ya na-amasị m.
I like the way she dresses.
Ọ na-eme njike mgbe m rutere n'ụlọ ya.
Ọ na-eme njike mgbe m rutere n'ụlọ ya.
He was dressing up when i got to his house.