Nkọwa okwu logo
Beta

ájá

aja

Wordaja
Definitions

Noun

1.the loose granular substance that covers part of the earth surface; sand; soil

2.a vertical structure made of sand or bricks to protect an area or compound; wall (of a building)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha zụtara aja ha ji arụ ụlọ ha.

Ha zụtara aja ha ji arụ ụlọ ha.

They bought sand for building their house.

A na-eji aja arụ ụlọ.

A na-eji aja arụ ụlọ.

Sand is used to build houses.

Agwọ si n'aja ahụ rịpụta.

Agwọ si n'aja ahụ rịpụta.

Snake crawled out of that sand.

A na-ejikwa aja emenyụ ọkụ.

A na-ejikwa aja emenyụ ọkụ.

Sand is also used to quench fire.

A gwara anyị emetụla aka n'aja.

A gwara anyị emetụla aka n'aja.

We were told not to touch the wall.

Ụmụaka ahụ na-esi nri aja.

Ụmụaka ahụ na-esi nri aja.

Those children are cooking sand food.

O ji aka ya kpote aja

O ji aka ya kpote aja

He parked sand with his hand.

àjà

àjà

Wordàjà
Definitions

Noun

1.sacrifice

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nnanna chọrọ iji ewu ahụ chụọ aja

Nnanna chọrọ iji ewu ahụ chụọ aja

Nnanna wants to offer a sacrifice with that goat

O ji onwe ya tụọ aja n'ụbọchị ahụ.

O ji onwe ya tụọ aja n'ụbọchị ahụ.

She sacrificed herself on that day.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.