Nkọwa okwu logo
Beta

ágü

agụ̄

Wordagụ̄
Definitions

Noun

1.leopard; tiger

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agụ bụ anụ kara obi.

Agụ bụ anụ kara obi.

The leopard is a courageous animal.

O ji aka ya see agụ ahụ.

O ji aka ya see agụ ahụ.

He drew the leopard himself.

Agụ niile dị ebe ndobe anụmanụ anwụchaala.

Agụ niile dị ebe ndobe anụmanụ anwụchaala.

All the leopard in the zoo are dead.

Agụ na-atụ agwa.

Agụ na-atụ agwa.

Leopard has spotted marks

Ọ kọrọ anyị akụkọ agụ na ọdụm.

Ọ kọrọ anyị akụkọ agụ na ọdụm.

He told us the story of leopard and lion.

Agụ bi n'ọhịa.

Agụ bi n'ọhịa.

Tiger lives in this forest.

Ọ bụ agụ.

Ọ bụ agụ.

He is a tiger.

Agụ siri ike.

Agụ siri ike.

Tiger is strong.

ágüü

agụụ̄

Wordagụụ̄
Definitions

Noun

1.hunger

2.desire; a passionate want

3.eagerness

Related Terms
Word Stems

Examples

Agụụ ime ihe ọma na-agụ m.

Agụụ ime ihe ọma na-agụ m.

I desire to do good.

O nwere agụụ ife Chineke.

O nwere agụụ ife Chineke.

She has the desire to worship God.

Agụụ anaghị agụ m.

Agụụ anaghị agụ m.

I am not hungry.

Kedụ ihe bụ agụụ gị na ndụ?

Kedụ ihe bụ agụụ gị na ndụ?

What is your desire in life?

Agụụ chụlatara m ụlọ.

Agụụ chụlatara m ụlọ.

Hunger chased me back home.

Agụụ ịgụ akwụkwọ na-agụ m.

Agụụ ịgụ akwụkwọ na-agụ m.

I eager to read.

ágüü

agụụ̄

Wordagụụ̄
Definitions

Noun

1.hunger, desire, thirst [for water]; eagerness

Related Terms
Word Stems

Examples

No examples

èrùrù

èrùrù

Wordèrùrù
Definitions

Noun

1.grub; larva

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-ere eruru n'ahịa.

A na-ere eruru n'ahịa.

Grubs are sold in the market.

Eruru na-enye ọbara.

Eruru na-enye ọbara.

Grubs are proteinous.

Eruru na-anọkarị n'akwụ ya.

Eruru na-anọkarị n'akwụ ya.

Grubs usually stay in their nests.

Eruru na-anọ na ngwọ.

Eruru na-anọ na ngwọ.

Grubs are found in raffia palm,

Eruru ngwọ na-ebukarị eruru nkwụ.

Eruru ngwọ na-ebukarị eruru nkwụ.

Raffia palm grubs are bigger than palm tree grubs.

Eruru na-atọ ụtọ.

Eruru na-atọ ụtọ.

Grubs are delicious.

A na-eghekari eruru eghe.

A na-eghekari eruru eghe.

Grubs are usually fried.

úgbó

ugbō

Wordugbō
Definitions

Noun

1.farm; farmland

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chinwendụ na Osita gara ugbo.

Chinwendụ na Osita gara ugbo.

Chinwendu and Osita went to the farm.

Anyị kọrọ akpụ n'ugbo anyị

Anyị kọrọ akpụ n'ugbo anyị

We planted cassava on our farmland

Ngana ịga ugbo na-eme ya.

Ngana ịga ugbo na-eme ya.

He is lazy to go to the farm.

Ugbo anị buru ibu.

Ugbo anị buru ibu.

We have a large farmland.

Ugbo ọka anyị buru ibu.

Ugbo ọka anyị buru ibu.

Our maize farm is big.

ḿmásï

mmasị

Wordmmasị
Definitions

Noun

1.interest; likeness

Related Terms
Word Stems

Examples

E nwere m mmasị ịmụ aka ọrụ.

E nwere m mmasị ịmụ aka ọrụ.

I am interested in learning a skill.

Emeka enweghi mmasị ịga akwụkwọ.

Emeka enweghi mmasị ịga akwụkwọ.

Emeka is not interested in going to school.

Nduka enweghị mmasị ịlụ nwaanyị ugbu a.

Nduka enweghị mmasị ịlụ nwaanyị ugbu a.

Nduka is not interested in marrying now.

Mmasị ya di n'ịzụ ahịa.

Mmasị ya di n'ịzụ ahịa.

His interest is in doing business.

Mmasị m adịbeghi ebe ahụ.

Mmasị m adịbeghi ebe ahụ.

My interest is not yet there.

Ha chọrọ naanị ndị nwere mmasị n'asụsụ Igbo

Ha chọrọ naanị ndị nwere mmasị n'asụsụ Igbo

They want only those that have interest in the Igbo language

Ọ nweghịzị mmasi na mmekọrịta mụ na ya.

Ọ nweghịzị mmasi na mmekọrịta mụ na ya.

He no longer has interest in our relationship.

Ụdị mmasị ahụ ebe ụmụnwaanyị nọ ezighi ezi.

Ụdị mmasị ahụ ebe ụmụnwaanyị nọ ezighi ezi.

That type of interest towards women is not proper.

Mmasị ya di n'ịzụ ahịa.

Mmasị ya di n'ịzụ ahịa.

His interest is in doing business.

O nwere mmasị ịlụ nwaanyị ugbua.

O nwere mmasị ịlụ nwaanyị ugbua.

He has interest to marry now.

Enweghi m ike ịkọwa ụdị mmasị m nwere gbasara isiokwu a.

Enweghi m ike ịkọwa ụdị mmasị m nwere gbasara isiokwu a.

I can't explain the kind of passion I have concerning this topic.

Mmasị o nwere n'ebe m nọ siri ike.

Mmasị o nwere n'ebe m nọ siri ike.

He has a strong interest in me.

Naanị onye nwere mmasị ebe agụmakwụkwọ nọ nwere ike ime oke ihe Amadị na-eme.

Naanị onye nwere mmasị ebe agụmakwụkwọ nọ nwere ike ime oke ihe Amadị na-eme.

It is only someone that has interest towards studies can do the great things Amadi is doing.

A na m enyo mmasị gị a enyo.

A na m enyo mmasị gị a enyo.

I am suspecting this your interest.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.