Nkọwa okwu logo
Beta

önüáhïá

ọnụahị̄ā

Wordọnụahị̄ā
Definitions

Noun

口宜

1.price; cost

Related Term
Word Stem

Examples

Echeghị m na ọnụahịa ga-ada n'ọnwa a.

Echeghị m na ọnụahịa ga-ada n'ọnwa a.

I don't think the price will come down this month.

Agaghị m azụ akwa ahụ n'ọnụahịa ahụ.

Agaghị m azụ akwa ahụ n'ọnụahịa ahụ.

We will not buy that cloth at that price.

Achọrọ m ịma ọnụahịa ya.

Achọrọ m ịma ọnụahịa ya.

I want to know its price.

Ọnụahịa ya na-arị oge ọbụla.

Ọnụahịa ya na-arị oge ọbụla.

The price is increasing everytime.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.