Nkọwa okwu logo
Beta

ètù

ètù

Wordètù
Definitions

Adverb

1.the likeness of an action or being; manner; how; the way;

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Enwere etu onyenkụzi m siri kụzie ya.

Enwere etu onyenkụzi m siri kụzie ya.

There is a way my teacher taught it.

Biko, nye m nke dị etu a.

Biko, nye m nke dị etu a.

Please, give me the one that is like this.

Achọghị m nke dị etu ahụ.

Achọghị m nke dị etu ahụ.

I don't want the one that is like that.

Enwere etu nke ya dị.

Enwere etu nke ya dị.

His own is in some way.

Etu esi kwa akwa ahụ mara mma.

Etu esi kwa akwa ahụ mara mma.

The way that cloth was sewn is fine.

Kedụ etu i si mee ihe a?

Kedụ etu i si mee ihe a?

How did you do this thing?

Ọ bụ etu ahụ ka ha si eme?

Ọ bụ etu ahụ ka ha si eme?

Is that how they do?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.