égbùgbéröönü
egbùgberọọnụ̄
Word | egbùgberọọnụ̄ |
Definitions | Noun 勝口 1.either of the two fleshy folds forming the edges of the mouth; lips |
Variations | egbugberọnụ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụgụrụ na-akpọ egbugberọọnụ ndị mmadụ.
Ụgụrụ na-akpọ egbugberọọnụ ndị mmadụ.
Harmattan dries people's lips.
Otuto toro ya n'egbugbere ọnụ
Otuto toro ya n'egbugbere ọnụ
She has boil on her lips
O tere ihe n'egbugbereọnụ ya.
O tere ihe n'egbugbereọnụ ya.
She rubbed something on her lips.
Egbugbere ọnụ ya buru ibu
Egbugbere ọnụ ya buru ibu
Her lips are big