Nkọwa okwu logo
Beta

ǫsüsöö

ọ̀sụsọọ̄

Wordọ̀sụsọọ̄
Definitions

Noun

寊霜

1.sweat

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Osụsọ na-asọ m

Osụsọ na-asọ m

I am sweating.

Ọsụsọ malitere sọwa ya ka ọ ṅụsịrị ọgwụ ahụ.

Ọsụsọ malitere sọwa ya ka ọ ṅụsịrị ọgwụ ahụ.

She started sweating after taking that drug.

Ọsụsọ na-asọ m n'ime ụlọ gị.

Ọsụsọ na-asọ m n'ime ụlọ gị.

I am sweating inside your house.

Biko nye m akụpe, ọsụsọ na-asọ m.

Biko nye m akụpe, ọsụsọ na-asọ m.

Please give me handfan, i'm sweating.

Ọsụsọọ na-asọ m n'ime ụlọ gị.

Ọsụsọọ na-asọ m n'ime ụlọ gị.

I am sweating inside your house.

O ji akwa o ji ehicha ọsụsọọ.

O ji akwa o ji ehicha ọsụsọọ.

She has a handkerchief for dabbing sweat.

Ọsụsọọ malitere sọwa ya ka ọ ṅụsịrị ọgwụ ahụ.

Ọsụsọọ malitere sọwa ya ka ọ ṅụsịrị ọgwụ ahụ.

She started sweating after taking that drug.

Osụsọọ na-asọ m

Osụsọọ na-asọ m

I am sweating.

Biko nye m akụpe, ọsụsọọ na-asọ m.

Biko nye m akụpe, ọsụsọọ na-asọ m.

Please give me handfan, I'm sweating.

Nnukwu ọsụsọọ suru ya.

Nnukwu ọsụsọọ suru ya.

He sweated heavily.

Ọsụsọọ a ekweghị m mara ihe m na-eme.

Ọsụsọọ a ekweghị m mara ihe m na-eme.

This sweat won't allow me to do what I am doing.

Ọsụsọọ na-atọ nnu nnu.

Ọsụsọọ na-atọ nnu nnu.

Sweat is salty.

Ọsụsọọ na-agba ya n'isi.

Ọsụsọọ na-agba ya n'isi.

He has sweat on his head.

Emetula m ọsụsọọ

Emetula m ọsụsọọ

Don't touch me that sweat.

Ọsụsọọ dị n'uwe ya.

Ọsụsọọ dị n'uwe ya.

There is sweat on his clothe.

Pụta maka ọsụsọọ ịgba gị.

Pụta maka ọsụsọọ ịgba gị.

Come out to avoid sweat.

Ọ bụ okpomọkụ butere ọsụsọọ a.

Ọ bụ okpomọkụ butere ọsụsọọ a.

It is heat that caused this sweat.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.