ákwükwö
akwụkwọ
Word | akwụkwọ |
Definitions | Noun 葉 1.book; paper 2.(for short) school; education |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye nwe akwụkwọ a?
Onye nwe akwụkwọ a?
Who owns this book?
Debe ya bụ akwụkwọ ebe a.
Debe ya bụ akwụkwọ ebe a.
Keep the book here.
Nneka na-akpa akwụkwọ aṅara.
Nneka na-akpa akwụkwọ aṅara.
Nneka is plucking garden egg leaves.
Nneka na-akpa akwụkwọ aṅara.
Nneka na-akpa akwụkwọ aṅara.
Nneka is plucking garden egg leaves.
Ọ gụrụ akwụkwọ ahụ ọfụma.
Ọ gụrụ akwụkwọ ahụ ọfụma.
He read the book very well.
Zụta akwụkwọ ọhụrụ.
Zụta akwụkwọ ọhụrụ.
Buy a new book.
Akwukwo a na-atọ nnukwu ụtọ.
Akwukwo a na-atọ nnukwu ụtọ.
This book is very interesting.