Nkọwa okwu logo
Beta

èdò

èdò

Wordèdò
Definitions

Noun

1.yellow (color); a yellow dye gotten from vegetables

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aga m ete ya agba edo.

Aga m ete ya agba edo.

I will paint it yellow.

Lee ka edo si acha.

Lee ka edo si acha.

See how the yellow dye is.

Ha gwara ya zụta edo.

Ha gwara ya zụta edo.

They told her to buy yellow dye.

Mgbe ọzọ, biko, nye m nke e ji edo tee ahụ ya.

Mgbe ọzọ, biko, nye m nke e ji edo tee ahụ ya.

Next time, please, give me the one designed with yellow colour.

Akwụkwọ nri a anwụọla, ọ na-acha edo edo.

Akwụkwọ nri a anwụọla, ọ na-acha edo edo.

This pumpkin leave is dead, its colour has changed to yellow.

Onye dibịa mgbọrọọgwụ ahụ tere edo n'anya ya.

Onye dibịa mgbọrọọgwụ ahụ tere edo n'anya ya.

That herbalist rubbed yellow dye on his eyes.

Akpụkpụ ụkwụ a chara edo mara mma.

Akpụkpụ ụkwụ a chara edo mara mma.

This footwear in yellow colour is beautiful.

Agba edo na-amasị m.

Agba edo na-amasị m.

I like yellow colour.

Agba edo na-adị mma n'ụlọ.

Agba edo na-adị mma n'ụlọ.

Yellow colour is fine on houses.

Achọrọ m nke na-acha edo edo.

Achọrọ m nke na-acha edo edo.

I want the yellow one.

Edo bụ agba.

Edo bụ agba.

Yellow is a colour.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.