ìjìríìjì
ìjìriìjì
Word | ìjìriìjì |
Definitions | Noun 1.an edible legume that resembles beans, found around Nsukka area |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị na-ata ijiriji.
Anyị na-ata ijiriji.
We are eating ijiriiji.
íhéáhïá
iheahịā
Word | iheahịā |
Definitions | Noun 1.small edible items bought, especially by women for their children; gifts; market snacks |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nne m zụtara iheahịa ụnyaahụ.
Nne m zụtara iheahịa ụnyaahụ.
My mother bought edible items yesterday.
Iheahịa nke a buru ibu.
Iheahịa nke a buru ibu.
This gift is big.
Resi m oroma maka iheahịa ụmụ m.
Resi m oroma maka iheahịa ụmụ m.
Sell orange to me for my children's market snacks.
Enweghị m ego m ji azụ iheahịa taa.
Enweghị m ego m ji azụ iheahịa taa.
I don't have money to buy market snacks today.
Ọ ga-azụta iheahịa echi.
Ọ ga-azụta iheahịa echi.
He will buy edible items tomorrow.
Achọrọ m ịzụta iheahịa.
Achọrọ m ịzụta iheahịa.
I want to buy snacks.
O nyeghị m iheahịa.
O nyeghị m iheahịa.
She did not give me snacks.
Biko zụtara anyị iheahịa ma ị lọtawa.
Biko zụtara anyị iheahịa ma ị lọtawa.
Please buy something for us when you're coming back.
Achọrọ m ịzụta iheahịa.
Achọrọ m ịzụta iheahịa.
I want to buy market snacks.
Iheahịa nke a buru ibu.
Iheahịa nke a buru ibu.
This gift is big.
Nne m zụtara iheahịa ụnyaahụ.
Nne m zụtara iheahịa ụnyaahụ.
My mother bought edible items yesterday.
Bịa, were iheahịa nke gị.
Bịa, were iheahịa nke gị.
Come and take your own snacks.
Ha richara iheahịa ahụ niile.
Ha richara iheahịa ahụ niile.
They ate all the snacks.
Iheahịa a tọrọ ụtọ.
Iheahịa a tọrọ ụtọ.
This market snack is tasty.
O nyeghị m iheahịa.
O nyeghị m iheahịa.
She did not give me snacks.
Ahụghị ndị na-ere iheahịa.
Ahụghị ndị na-ere iheahịa.
I did not see people that sell market snacks.
Resi m oroma maka iheahịa ụmụ m.
Resi m oroma maka iheahịa ụmụ m.
Sell orange to me for my children's market snacks.
Ọ ga-azụta iheahịa echi.
Ọ ga-azụta iheahịa echi.
He will buy edible items tomorrow.
Ndị nne na-azụtakarị iheahịa.
Ndị nne na-azụtakarị iheahịa.
Mothers usually buy market snacks.
Biko, zụtara anyị iheahịa ma ị lọtawa.
Biko, zụtara anyị iheahịa ma ị lọtawa.
Please, buy something for us when you're coming back.
Enweghị m ego m ji azụ iheahịa taa.
Enweghị m ego m ji azụ iheahịa taa.
I don't have money to buy market snacks today.
ákwükwöńrí
akwụkwọnrī
Word | akwụkwọnrī |
Definitions | Noun 葉猿 1.vegetable; edible plant leaves, especially those used for cooking |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A naghị eji akwụkwọnri esi ofe nsala.
A naghị eji akwụkwọnri esi ofe nsala.
Vegetables are not used to cook nsala soup.
Nneka na-ere akwụkwọ nri.
Nneka na-ere akwụkwọ nri.
Nneka sells vegetables.
Ha kọrọ akwụkwọnri n'ugbo ha.
Ha kọrọ akwụkwọnri n'ugbo ha.
They planted vegetables in their farm.
Biko zụtara m akwụkwọnri.
Biko zụtara m akwụkwọnri.
Please buy vegetables for me
Akwụkwọnri a agaghị ezu.
Akwụkwọnri a agaghị ezu.
This vegetable will not be enough.
ńzú
nzū
Word | nzū |
Definitions | Noun 悦 1.edible clay (calabash chalk); 2.chalk; powder |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Isi nzu na-amasị Ada.
Isi nzu na-amasị Ada.
Ada likes the smell of edible clay.
A ka na-eji nzu ede ihe n'ụlọakwụkwọ?
A ka na-eji nzu ede ihe n'ụlọakwụkwọ?
Is chalk still used to write in schools?
Biko, zụtara m nzu.
Biko, zụtara m nzu.
Please, buy edible clay for me.
Dibịa ahụ tere nzu n'anya ya.
Dibịa ahụ tere nzu n'anya ya.
The native doctor applied calabash chalk on his eyes.
Nzu a dere ede.
Nzu a dere ede.
This edible chalk is soft.
Nzu ahụ buru ibu.
Nzu ahụ buru ibu.
The edible chalk is big.
Ọ naghị m amasị ịta nzu.
Ọ naghị m amasị ịta nzu.
I don't like eating edible clay.
Nye m nzu.
Nye m nzu.
Give me edible chalk.
Onye nwe nzu a?
Onye nwe nzu a?
Who has this edible clay?
ülö
ụlọ̄
Word | ụlọ̄ |
Definitions | Noun 制 1.edible clay (usually a little harder); 2.clay soil; red soil used for molding, mud |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụlọ m agwụla.
Ụlọ m agwụla.
My edible clay has finished.
Biko, zụtara m ụlọ.
Biko, zụtara m ụlọ.
Please buy edible clay for me.
Adanna na-ata ụlọ.
Adanna na-ata ụlọ.
Adanna is eating edible clay.
Ụlọ adịghị ọnụ.
Ụlọ adịghị ọnụ.
Edible clay is not costly.
Ụlọ o nyere m buru ibu
Ụlọ o nyere m buru ibu
The edible clay she gave me is much
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
This pregnant woman said that she wants edible clay.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka molded a cup with loamy soil.
A na-egwute ụlọ n'ala.
A na-egwute ụlọ n'ala.
Clay is got from the earth.
Ọ naghị amasị m ịta ụlọ.
Ọ naghị amasị m ịta ụlọ.
I don't like chewing edible clay.
Ụlọ o nyere m buru ibu
Ụlọ o nyere m buru ibu
The edible clay she gave me is much
E ji ụlọ rụọ ụlọ anyị.
E ji ụlọ rụọ ụlọ anyị.
Our house is built with mud.
Ada na-ata ụlọ.
Ada na-ata ụlọ.
Ada is chewing edible clay.
Eji m ụlọ kpụ ite.
Eji m ụlọ kpụ ite.
I moulded a pot with clay.
Ụlọ anaghị amasị m
Ụlọ anaghị amasị m
I don't like edible clay.
Onye nwe ụlọ a?
Onye nwe ụlọ a?
Who has this edible clay?
Nne Obi na-ere ụlọ
Nne Obi na-ere ụlọ
Ob’s mother sells edible clay.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
This house is built with clay soil.
Ụlọ adịghị ọnụ
Ụlọ adịghị ọnụ
Edible clay is not costly.
Biko, zụtara m ụlọ.
Biko, zụtara m ụlọ.
Please buy edible clay for me.
Nne Obi na-ere ụlọ.
Nne Obi na-ere ụlọ.
Obi's mother sells edible clay.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
This house is built with clay soil.
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
That pregnant woman said that she wants edible clay.
Nnenna sị na ọ hụbeghị ụlọ mbụ.
Nnenna sị na ọ hụbeghị ụlọ mbụ.
Nnenna said that she has not seen edible clay before.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka used clay soil to mold a cup.
Ada na-ata ụlọ.
Ada na-ata ụlọ.
Ada chews edible clay.
E nwere ụdị ụlọ dị iche iche.
E nwere ụdị ụlọ dị iche iche.
There are different types of clay.
ákïóyìbó
akịoyìbo
Word | akịoyìbo |
Definitions | Noun 1.edible fruit of the coconut palm; coconut |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye na-eputebeghị eze siri ike agaghị atanwu akịoyibo.
Onye na-eputebeghị eze siri ike agaghị atanwu akịoyibo.
Sommeone whose teeth is not strong can't eat coconut.
Aga m azụtara gị akịoyibo.
Aga m azụtara gị akịoyibo.
I will buy coconut for you.
Akpọla m isi akịoyibo.
Akpọla m isi akịoyibo.
Don't call me coconut head
Mmiri akịoyibo na-atọ ụtọ.
Mmiri akịoyibo na-atọ ụtọ.
Coconut water is sweet.
kàǹdá
kàǹda
Word | kàǹda |
Definitions | Noun 1.edible animal skin, especially cow and goat |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị tara kanda.
Anyị tara kanda.
We ate kanda.
Ọ na-esi kanda.
Ọ na-esi kanda.
He is cooking kanda.
Ọ naghị eji kanda esi ofe.
Ọ naghị eji kanda esi ofe.
He doesn't cook soup with kanda.
Nne ya na-ere kanda.
Nne ya na-ere kanda.
His mother sells kanda.
Ụtọ kanda di iche n'anụ ndị ọzọ.
Ụtọ kanda di iche n'anụ ndị ọzọ.
The taste of kanda is different from other meats.
Ita kanda anaghị amasị ya.
Ita kanda anaghị amasị ya.
She does not like eating kanda.
Kedu ebe m nwere ike ịzụta kanda ebea?
Kedu ebe m nwere ike ịzụta kanda ebea?
Where can I buy kanda here?
Kanda ahụ mebiri emebi.
Kanda ahụ mebiri emebi.
That kanda got bad.
àkų
àkụ̀
Word | àkụ̀ |
Definitions | Noun 1.edible termite which usually comes out after a rainfall, eaten raw or fried |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịta akụ.
Achọrọ m ịta akụ.
I crave aku.
Ghee akụ ahụ tupu ị ta ya.
Ghee akụ ahụ tupu ị ta ya.
Fry that aku before eating it.
Ọ na-amasị Chike ịta akụ.
Ọ na-amasị Chike ịta akụ.
Chike likes eating aku.
Ngọzị erechaala akụ ahụ.
Ngọzị erechaala akụ ahụ.
Ngozi has finished selling that akụ.
Nwụtara m akụ.
Nwụtara m akụ.
Catch aku for me.
Tinye akụ ahụ na mmiri ka ọ ghara ifepu.
Tinye akụ ahụ na mmiri ka ọ ghara ifepu.
Put the akụ in water so that it won't fly away.
E jim ose ghee akụ ahụ.
E jim ose ghee akụ ahụ.
I fried that edible termite with pepper.
Akụ na-ebi n'ime ala.
Akụ na-ebi n'ime ala.
The edible termite lives inside the ground.
A chọrọ ịta akụ.
A chọrọ ịta akụ.
I want to eat edible termite.
Akụ na-apụta oge mmiri zosịrị.
Akụ na-apụta oge mmiri zosịrị.
Edible termite comes out when rain has stopped falling.
O ji akụ esi ofe.
O ji akụ esi ofe.
She cooks with termite.
Ọ ga-eghe akụ ahụ eghe.
Ọ ga-eghe akụ ahụ eghe.
She will fry the termite.
ǹtàǹtá
ǹtàǹta
Word | ǹtàǹta |
Definitions | Noun 1.(colloquial) stretchy and chewy edibles, especially meat and chewing gum 2.sensor name for penis, especially used for kids |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Wepụ aka na ntanta gị.
Wepụ aka na ntanta gị.
Remove your hand from your penis.
Ị ga-ata ntanta?
Ị ga-ata ntanta?
Would you eat meat?
ǫtöbïrïbïrï
ọ̀tọbị̄rị̄bị̄rị̄
Word | ọ̀tọbị̄rị̄bị̄rị̄ |
Definitions | Nominal Modifier 1.confectionery; sweetener; sweet tasting edibles, especially artificial, example sweets, candies, sugar, etc |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O nyere m mmanya ọtọbịrịbịrị.
O nyere m mmanya ọtọbịrịbịrị.
He gave me a sugary drink.
Etinyekwala oke ọtọbịrịbịrị.
Etinyekwala oke ọtọbịrịbịrị.
Don't add too much sweetener.
O nyere m ọtọbịrịbịrị.
O nyere m ọtọbịrịbịrị.
She gave me sugar.
Nwoke a na-erikarị ihe ọtọbịrịbịrị ka ụmụaka.
Nwoke a na-erikarị ihe ọtọbịrịbịrị ka ụmụaka.
This man eats sweetened things like children.
Mmanya ọtọbịrịbịrị na-agụ m.
Mmanya ọtọbịrịbịrị na-agụ m.
I crave sweet drink.
Ọtọbịrịbịrị na-amasị ụmụntakịrị.
Ọtọbịrịbịrị na-amasị ụmụntakịrị.
Children like confectioneries.
Biko, wepụrụ m ọtọbịrịbịrị ndị a.
Biko, wepụrụ m ọtọbịrịbịrị ndị a.
Please, remove these confectionaries for me.