Nkọwa okwu logo
Beta

échí

echi

Wordechi
Definitions

Noun

1.the day after today; tomorrow

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-ahụ echi.

Anyị ga-ahụ echi.

We will see tomorrow.

Anyị ga-ahụ echi.

Anyị ga-ahụ echi.

We will see tomorrow.

Ụmụakwụkwọ ga-emechi echi.

Ụmụakwụkwọ ga-emechi echi.

Students will close tomorrow.

Uchenna ga-agba akwụkwọ echi.

Uchenna ga-agba akwụkwọ echi.

Uchenna will wed tomorrow.

Echi ka ọ ga-aga amụ nwa.

Echi ka ọ ga-aga amụ nwa.

She will deliver tomorrow.

ètítì

ètitì

Wordètitì
Definitions

Adverb

1.between; among; midst

2.center; middle

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Edoziela nghọtahie dị n'etiti ha.

Edoziela nghọtahie dị n'etiti ha.

The misunderstanding between them has been resolved.

Ụlọ nke dị n'etiti makarịrị na mma.

Ụlọ nke dị n'etiti makarịrị na mma.

The house in the middle is more beautiful.

Ọ dị ngọzị n'etiti ikporo niile.

Ọ dị ngọzị n'etiti ikporo niile.

She is blessed amongst women.

Ọ gbara egwu n'etiti ahịa.

Ọ gbara egwu n'etiti ahịa.

He danced in the middle of the market.

Ọ kwụ n'etiti ụzọ.

Ọ kwụ n'etiti ụzọ.

He is standing in the middle of the road.

Jide onye nọ n'etiti aka.

Jide onye nọ n'etiti aka.

Hold the person in the middle.

Oche m dị n'etiti klas.

Oche m dị n'etiti klas.

My chair is in the middle of the class.

Onye kwesịrị ịkwụ n'etiti?

Onye kwesịrị ịkwụ n'etiti?

Who is supposed to stand in the middle?

Achọghị m ịbịa n'etiti di na nwunye.

Achọghị m ịbịa n'etiti di na nwunye.

I do not want to come between husband and wife.

Kraịst nọ n'etiti anyị.

Kraịst nọ n'etiti anyị.

Christ is in our midst.

Anọ m n'etiti unu.

Anọ m n'etiti unu.

I am in your midst.

Tinye ya n'etiti.

Tinye ya n'etiti.

Put it in the middle.

Etiti ya ka mma.

Etiti ya ka mma.

It's middle is the best.

Ada kacha ogologo n'etiti unu.

Ada kacha ogologo n'etiti unu.

Ada is the tallest amongst you all.

Abụ m nwa etiti.

Abụ m nwa etiti.

I am the middle child.

Anyị ga-anọ n'etiti.

Anyị ga-anọ n'etiti.

We will stay in the middle

Ebe ahụ bụ etiti.

Ebe ahụ bụ etiti.

That place is the center.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.