àbųbà
àbụ̀bà
Word | àbụ̀bà |
Definitions | Noun 娯 1.the oily substance in the bodies of animals and human beings; fat |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ehi a gbara abụba.
Ehi a gbara abụba.
This cow is fat.
Abụba juru n'anụ ezi.
Abụba juru n'anụ ezi.
There is a lot of fat in pork.
Abụba anaghị amasị m.
Abụba anaghị amasị m.
I don't like (animal fat).
Tinye abụba.
Tinye abụba.
Put fat.
Abụba na-atọ ụtọ.
Abụba na-atọ ụtọ.
Fat is sweet.
Ghee abụba ahụ.
Ghee abụba ahụ.
Fry that (animal) fat.
Naanị abụba anụ dị n'ofe a.
Naanị abụba anụ dị n'ofe a.
It is only animal fat that is in this soup.
Nye m abuba ahụ.
Nye m abuba ahụ.
Give me the fat.
ábübà
abụbà
Word | abụbà |
Definitions | Noun 1.the things that grow out of a bird's skin covering it's body; feather; bird hair |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Emeka ji abụba agbacha ntị ya.
Emeka ji abụba agbacha ntị ya.
Emeka uses feather to clean his ears.
Wetara m abụba.
Wetara m abụba.
Get me a feather.
Amaghị m ihe ọ chọrọ iji abụba ahụ mee.
Amaghị m ihe ọ chọrọ iji abụba ahụ mee.
I do not know what he wants to do with that feather.
Ọkụkọ ahụ nwere nnukwu abụba.
Ọkụkọ ahụ nwere nnukwu abụba.
The fowl has so much feathers.
Abụba a nwere ụcha dị ichiiche.
Abụba a nwere ụcha dị ichiiche.
This feather has multiple colours.