èbùlè
èbùlè
| Word | èbùlè |
| Definitions | Noun 寉期 1.a male sheep; ram |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ebule m dị oji
Ebule m dị oji
My ram is black
Akpụnyere m ya ebule maka ihe ọma o meere m.
Akpụnyere m ya ebule maka ihe ọma o meere m.
I gave him a ram because of the good thing he did for me.
Anyị zụtara ebule abụọ maka mmemme ahu.
Anyị zụtara ebule abụọ maka mmemme ahu.
We bought two rams for that occasion.
Ebule ji isi eje ọgụ.
Ebule ji isi eje ọgụ.
A ram goes for a fight with the head.
Nna ha na-azụ ebule.
Nna ha na-azụ ebule.
Their father rears ram.
Ndị awụsa na-erekarị ebule.
Ndị awụsa na-erekarị ebule.
Hausa people usually sell rams.
Anyị ga-egbu ebule ahụ.
Anyị ga-egbu ebule ahụ.
We will kill the ram.
Onye nwe ebule a?
Onye nwe ebule a?
Who has this ram?
Ebule ahụ kụwara ite m.
Ebule ahụ kụwara ite m.
The ram broke my pot.
èbérè
èberè
| Word | èberè |
| Definitions | Noun 寉墾 1.mercy; sympathy |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
I mee ya ọzọ, ebere agaghị adị.
I mee ya ọzọ, ebere agaghị adị.
If you do it again, there will be no sympathy.
Aha ya bụ Ebere.
Aha ya bụ Ebere.
Her name is Mercy.
Ebere nwata ahụ na-emere m
Ebere nwata ahụ na-emere m
I have symphaty for thar child
Chineke, ebere gị ka anyị na-arịọ.
Chineke, ebere gị ka anyị na-arịọ.
Lord, we are asking for your mercy.
Onye nkụzị anyi anaghịi eme ebere.
Onye nkụzị anyi anaghịi eme ebere.
Our teacher doesn't show mercy
Meere ya ebere.
Meere ya ebere.
Have mercy on him.
ömìíkó
ọmìikō
| Word | ọmìikō |
| Definitions | Noun 1.compassion; mercy; pity |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Biko, nweere m ọmiiko.
Biko, nweere m ọmiiko.
Please have compassion on me.
Anyị chọrọ onye ndu nwere ọmiiko.
Anyị chọrọ onye ndu nwere ọmiiko.
We need a compassionate leader.
Chineke anyị bụ Chineke ọmiiko.
Chineke anyị bụ Chineke ọmiiko.
Our God is the God of compassion.
Enweere m ya ọmiiko.
Enweere m ya ọmiiko.
I had compassion on her.
Di m nwere ọmiiko.
Di m nwere ọmiiko.
My husband is compassionate.
O nweghị ọmiiko.
O nweghị ọmiiko.
He dose not have compassion.
Nwaanyị a nwere ọmiiko ebe ọ nọ.
Nwaanyị a nwere ọmiiko ebe ọ nọ.
This woman had compassion on her.
ügbà
ụgbà
| Word | ụgbà |
| Definitions | Noun 1.calabash; [see ọbà] 2.broken gourd/calabash, used for sacrifice |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.
Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.
The wine my father bought is in the calabash.
Anyị ji ụgba chu mmiri.
Anyị ji ụgba chu mmiri.
We went to the stream with calabash.
Ụgba m na-ehi ehi.
Ụgba m na-ehi ehi.
My calabash is leaking.
Ụgba ya etiwaala.
Ụgba ya etiwaala.
His calabash has broken.
únè
unè
| Word | unè |
| Definitions | Noun 1.calabash for storing wine |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Une mmanya nke a buru ibu.
Une mmanya nke a buru ibu.
This wine calabash is big.
Une mmanya etiwala
Une mmanya etiwala
The wine calabash has broken
Bunye ya une mmanya ahụ.
Bunye ya une mmanya ahụ.
Give him that wine calabash
Kedụ ka mmaya dị n'une ahụ gha?
Kedụ ka mmaya dị n'une ahụ gha?
What is the quantity of the drink in the wine calabash.
Okoye bunyere ha une mmanya anọ.
Okoye bunyere ha une mmanya anọ.
Okoye gave them four calabashes of wine.
Gịnị ka iji une mmanya a eme?
Gịnị ka iji une mmanya a eme?
What are you doing with this wine calabash?
Nye m une mmanya ahụ.
Nye m une mmanya ahụ.
Give me that wine calabash.
Achọrọ m une mmanya atọ.
Achọrọ m une mmanya atọ.
I need three wine calabashes.
Onye nwe une mmanya a?
Onye nwe une mmanya a?
Who has this wine calabash?