Nkọwa okwu logo
Beta

ágüü

agụụ̄

Wordagụụ̄
Definitions

Noun

1.hunger

2.desire; a passionate want

3.eagerness

Related Terms
Word Stems

Examples

Agụụ ime ihe ọma na-agụ m.

Agụụ ime ihe ọma na-agụ m.

I desire to do good.

O nwere agụụ ife Chineke.

O nwere agụụ ife Chineke.

She has the desire to worship God.

Agụụ anaghị agụ m.

Agụụ anaghị agụ m.

I am not hungry.

Kedụ ihe bụ agụụ gị na ndụ?

Kedụ ihe bụ agụụ gị na ndụ?

What is your desire in life?

Agụụ chụlatara m ụlọ.

Agụụ chụlatara m ụlọ.

Hunger chased me back home.

Agụụ ịgụ akwụkwọ na-agụ m.

Agụụ ịgụ akwụkwọ na-agụ m.

I eager to read.

ńjìkéré

njìkere

Wordnjìkere
Definitions

Noun

1.readiness; preparedness; eagerness

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Uchechi adịla njikere ịṅụ ọgwụ.

Uchechi adịla njikere ịṅụ ọgwụ.

Uchechi is now ready to take his drug.

Ebidoro m dịwa njikere kemgbe afọ bidoro.

Ebidoro m dịwa njikere kemgbe afọ bidoro.

I started being ready since the beginning of the year

Ọ na-adị njikere oge niile.

Ọ na-adị njikere oge niile.

He is prepared all the time.

Anyị dị njikere izute ha.

Anyị dị njikere izute ha.

We are ready to meet them.

Gosi ya na ị dị njikere ịrụ ọrụ.

Gosi ya na ị dị njikere ịrụ ọrụ.

Show him that you are ready to work

Ha dị njikere ịgba egwu.

Ha dị njikere ịgba egwu.

They are ready to dance.

Ọ bụ gịnị mere na ị dịgbeghị njikere?

Ọ bụ gịnị mere na ị dịgbeghị njikere?

Why are you not yet ready?

Nwata a na-adị njikere ịlụ ọgụ oge niile.

Nwata a na-adị njikere ịlụ ọgụ oge niile.

This child is always ready to fight all the time.

Anyị dị njikere izute ha.

Anyị dị njikere izute ha.

We are ready to meet them.

Ebidoro m diba njikere kemgbe afọ bidoro.

Ebidoro m diba njikere kemgbe afọ bidoro.

I started getting ready since the beginning of the year.

Ọ na-adị njikere oge niile.

Ọ na-adị njikere oge niile.

He is prepared all the time.

O nweghị mgbe ị na-adị njikere.

O nweghị mgbe ị na-adị njikere.

There is never a time you are ready.

Gosi ya na ị dị njikere ịrụ ọrụ.

Gosi ya na ị dị njikere ịrụ ọrụ.

Show him that you are ready to work.

Uchechi adịla njikere ịṅụ ọgwụ.

Uchechi adịla njikere ịṅụ ọgwụ.

Uche is now ready to take his drug.

ágüü

agụụ̄

Wordagụụ̄
Definitions

Noun

1.hunger, desire, thirst [for water]; eagerness

Related Terms
Word Stems

Examples

No examples

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.