èfèḿmírí
èfèmmīrī
Word | èfèmmīrī |
Definitions | Noun 寉岩水 1.raincoat |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Yiri efemmiri gị, mmiri na ezo
Yiri efemmiri gị, mmiri na ezo
Put on your raincoat, its raining.
A chọrọ m ịzụ efemmiri ọhụrụ.
A chọrọ m ịzụ efemmiri ọhụrụ.
I want to buy a new raincoat.
Nkechi, e nwere m ike iyi efemmiri gi a?
Nkechi, e nwere m ike iyi efemmiri gi a?
Nkechi, can i wear this your raincoat?
E jighi m efemmiri m pụta.
E jighi m efemmiri m pụta.
I did not come out with my raincoat.
Nne m nyere m efemmiri dịka onyinye.
Nne m nyere m efemmiri dịka onyinye.
My mother gave me a raincoat as gift.
Efemmiri m agaghị aba gị.
Efemmiri m agaghị aba gị.
My raincoat won't enter you.