Nkọwa okwu logo
Beta

áföösïsá

afọọ̄sị̄sā

Wordafọọ̄sị̄sā
Definitions

Noun

袖寋糸糸

1.diarrhea, dysentery

Related Terms
Word Stems

Examples

Afọọsịsa ahụ mere m ike ọgwụgwụ

Afọọsịsa ahụ mere m ike ọgwụgwụ

That diarrhea made me to feel weak.

Biko, zụtara m ọgwụ na-akwụsị afọọsịsa.

Biko, zụtara m ọgwụ na-akwụsị afọọsịsa.

Please, buy me a drug that stops diarrhea.

Nneka agaghị eri nri ahụ maka afọọsịsa ya.

Nneka agaghị eri nri ahụ maka afọọsịsa ya.

Nneka can not eat that food because of her diarrhea.

Onye nwere afọọsịsa kwesịrị ịna-aṅụ oke mmiri.

Onye nwere afọọsịsa kwesịrị ịna-aṅụ oke mmiri.

Someone that has diarrhea is supposed to be drinking a lot of water.

Anụrụ m na afọọsịsa ga-egbunwu mmadụ.

Anụrụ m na afọọsịsa ga-egbunwu mmadụ.

I heard that diarrhea can kill someone.

Afọọ̀sịsa ekweghị m gaa ọrụ taa.

Afọọ̀sịsa ekweghị m gaa ọrụ taa.

Diarrhea did not let me go to work today.

Unere m rachara mere m afọọsịsa.

Unere m rachara mere m afọọsịsa.

The banana i licked caused me dysentry.

Naanị afọọsịsa ka ọ na-arịa

Naanị afọọsịsa ka ọ na-arịa

Diarrhea is the only thing she suffers from.

Afọọsịsa na-ebute ụkọ mmiri n'ahụ.

Afọọsịsa na-ebute ụkọ mmiri n'ahụ.

Diarrhea causes dehydration.

Afọọsịsa gburu ya.

Afọọsịsa gburu ya.

Diarrhea killed him.

Ọ bịaghị n'ihi na o nwere afọọsịsa.

Ọ bịaghị n'ihi na o nwere afọọsịsa.

He did not come because he has diarrhea.

Onye afọọsịsa ji anaghị ejete aka.

Onye afọọsịsa ji anaghị ejete aka.

One suffering from diarrhea does not go far.

Ọ na-elefe onye afọọsịsa.

Ọ na-elefe onye afọọsịsa.

He is looking after a diarrhea patient.

Kedụ onye nwere afọọsịsa?

Kedụ onye nwere afọọsịsa?

Who has diarrhea?

Nri a ga-eme gị afọọsịsa.

Nri a ga-eme gị afọọsịsa.

This food will cause you diarrhea.

Achọghị m inwe afọọsịsa.

Achọghị m inwe afọọsịsa.

I do not want to have diarrhea.

òtòrò

òtòrò

Wordòtòrò
Definitions

Noun

1.dysentery; diarrhoea

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọgwụ enyere ya na-ala otoro.

Ọgwụ enyere ya na-ala otoro.

The medicine he was given cures dysentry.

O nweghị onye maara etu o siri bute otoro.

O nweghị onye maara etu o siri bute otoro.

Nobody knows how he contacted dysentry.

Otoro na-agba nwanne m nwoke.

Otoro na-agba nwanne m nwoke.

My brother suffers diarrhea

Nwa m na-anyụ afọ otoro

Nwa m na-anyụ afọ otoro

My child is having diarrhoea

Otoro gburu nne ya.

Otoro gburu nne ya.

Dysentery killed his mother.

Otoro anaghị efe efe.

Otoro anaghị efe efe.

Dysentery is not contagious.

Onye na-arịa otoro?

Onye na-arịa otoro?

Who is suffering from dysentery?

áfö ǫbárá

afọ ọ̀bara

Wordafọ ọ̀bara
Definitions

Noun

袖話

1.dysentery; bloody diarrhea

Related Term
Word Stem

Examples

Afọ ọbara dị ya.

Afọ ọbara dị ya.

He has dysentery.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.