Nkọwa okwu logo
Beta

pïàchá

pịàcha

Wordpịàcha
Definitions

Active verb

1.dust an item by beating it with a soft duster

Related Term
Word Stem

Examples

Ha na-apịacha ya ka unu na-abata.

Ha na-apịacha ya ka unu na-abata.

They were dusting it when you were entering.

Onye ga-apịacha tiivii anyị?

Onye ga-apịacha tiivii anyị?

Who will dust our TV?

Emeka na-apịacha akwa ya n'iro.

Emeka na-apịacha akwa ya n'iro.

Emeka is dusting off his cloths outside.

Okwudị pịachara oche nille.

Okwudị pịachara oche nille.

Okwudị dusted all the seats.

Pịachaa karama ndị a.

Pịachaa karama ndị a.

Dust these bottles.

Ọ bụ Mgbeeke pịachara uzuzu niile kporo ebe a.

Ọ bụ Mgbeeke pịachara uzuzu niile kporo ebe a.

It was Mgbeeke that dusted off all the dusts in this place.

Obinna ga-apịacha ụgbọala ya tupu ọ pụọ.

Obinna ga-apịacha ụgbọala ya tupu ọ pụọ.

Obinna will dust his car before he leaves.

I nwere ike ịpịacha oche a?

I nwere ike ịpịacha oche a?

Could you dust this seat?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.