chú ēchú
chu ēchū
Word | chu ēchū |
Definitions | Active verb 1.be dull, half-done (of colour of half-cooked food); fall short of expected standard (especially in colour); be dull, morose, half-baked (of person); be degrading (of action); 2.fade |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Eze ya churu echu.
Eze ya churu echu.
His teeth is faded.
Achọghị m nke ahụ na-echu echu.
Achọghị m nke ahụ na-echu echu.
I don't want that one that is fading.
Afere a ga-echu echu ngwa.
Afere a ga-echu echu ngwa.
This plate will fade off fast.
Akwà ọcha m a na-achọ ichu echu.
Akwà ọcha m a na-achọ ichu echu.
This my white cloth is about to fade.
Ha niile churu echu.
Ha niile churu echu.
All of them are faded.
Olu akwa ya echuola.
Olu akwa ya echuola.
The collar of his shirt has faded.
O kpu okpu churu echu.
O kpu okpu churu echu.
He puts on a faded cap.
Ịgbasa akwa ahụ n'anwụ oge niile ga-eme ka o chuo echu.
Ịgbasa akwa ahụ n'anwụ oge niile ga-eme ka o chuo echu.
Spreading this cloth under the sun all the time can make it fade.
Mkpụrụ kashuu gị churu uwe m zụrụ ọhụrụ.
Mkpụrụ kashuu gị churu uwe m zụrụ ọhụrụ.
Your cashew nut stained the new cloth i bought.
O che na mmanya a na-echu akwa.
O che na mmanya a na-echu akwa.
I thought that the drink will stain my cloth.