dùlá
dùla
Word | dùla |
Definitions | Active verb 1.lead home; escort home |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Biko, dulaa m ulo.
Biko, dulaa m ulo.
Please, lead me home.
Ọ bụ Nkechi dulara m ụlọ.
Ọ bụ Nkechi dulara m ụlọ.
It was Nkechi that escorted me home.
Chika na-edula m mgbe ọbụla m gara nke ya.
Chika na-edula m mgbe ọbụla m gara nke ya.
Chika escorts me whenever I go to her place.
Ndị soja na-edula onyendu anyị ụlọ.
Ndị soja na-edula onyendu anyị ụlọ.
Soldiers are escorting our leader home.
Ọ chọrọ idula m ụlọ.
Ọ chọrọ idula m ụlọ.
He wants to escort me home.
Dulaa nwaanyị a ụlọ.
Dulaa nwaanyị a ụlọ.
Lead this woman home.
Biko, dula m.
Biko, dula m.
Please, escort me home.
Obi ga-edula ha.
Obi ga-edula ha.
Obi will escort them home.
Ị chọrọ idula m?
Ị chọrọ idula m?
Do you want to escort me home?
kpölá
kpọla
Word | kpọla |
Definitions | Active verb 1.take a person or pet home, especially because the person can't go alone |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
I kwesịrị ịkpọla ya n'ụtụtụ.
I kwesịrị ịkpọla ya n'ụtụtụ.
You were supposed to take her home in the morning.