kpöfè
kpọfè
Word | kpọfè |
Definitions | Active verb 1.take (someone or a pet) across |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịkpọfe agadi nwaanyị ahụ n'akụkụ.
Achọrọ m ịkpọfe agadi nwaanyị ahụ n'akụkụ.
I want to take that elderly woman across.
Elela anya n'azụ ma ị na-akpọfe ya.
Elela anya n'azụ ma ị na-akpọfe ya.
Don't look back when you are taking it across.
Ọ ga-ekwe omume na a ga-akpọfe nkịta ahụ?
Ọ ga-ekwe omume na a ga-akpọfe nkịta ahụ?
Is it possible to take that dog across?
O ji ụgbọ kpọfee ya na mmiri.
O ji ụgbọ kpọfee ya na mmiri.
He took him across the river in a boat.
Ojukwu ga-akpọfe m.
Ojukwu ga-akpọfe m.
Ojukwu will take me across.
Onye kpọfere ya na mmiri?
Onye kpọfere ya na mmiri?
Who took him across the river?
Ọ kpọfere ya n'akụkụ obodo ahụ tupu anyị erute.
Ọ kpọfere ya n'akụkụ obodo ahụ tupu anyị erute.
He took him across the other side if the town before we arrived.
Ọ ga-esi ike ịkpọfe ya.
Ọ ga-esi ike ịkpọfe ya.
It will be difficult to take him across.