Nkọwa okwu logo
Beta

dúbà

dubà

Worddubà
Definitions

Active verb

1.introduce; lead in, into

Related Term
Word Stem

Examples

Uche, dubaa ha n'ime ụlọ.

Uche, dubaa ha n'ime ụlọ.

Uche, take them into the house.

Emeka dubara ha n'otu nzuzo.

Emeka dubara ha n'otu nzuzo.

Emeka initiated them into secret cult.

Ịtụ asị nwere ike iduba n'ọnwụ.

Ịtụ asị nwere ike iduba n'ọnwụ.

Lying can lead to death.

Ụzọ ndụ a na-eduba n'ihere.

Ụzọ ndụ a na-eduba n'ihere.

This way of life leads to shame.

Ogechi, dubaa nwata a n'ụlọ.

Ogechi, dubaa nwata a n'ụlọ.

Ogechi, take this child into the house.

Anyaukwu dubara ya n'ohi.

Anyaukwu dubara ya n'ohi.

Greed led him into stealing.

Onye dubara ya ọkụ mmụọ?

Onye dubara ya ọkụ mmụọ?

Who led you to hell?

Biko, emela ihe ga-eduba gị n'ọnwụ.

Biko, emela ihe ga-eduba gị n'ọnwụ.

Please, do not do what will lead you to death.

kwànyé

kwànye

Wordkwànye
Definitions

Active verb

1.push in; lead one into

Related Terms
Word Stems

Examples

A hụrụ m ya ka ọ na-achọ ikwanye nwata ahụ n'ime olulu.

A hụrụ m ya ka ọ na-achọ ikwanye nwata ahụ n'ime olulu.

I saw him trying to push that child inside the pit.

Kedu onye ga-akwanye ya n'ọkụ?

Kedu onye ga-akwanye ya n'ọkụ?

Who will push him into the fire?

Mma nwaanyi a na-akwanye m na nsogbu.

Mma nwaanyi a na-akwanye m na nsogbu.

This lady's beauty pushes me into trouble.

Ha ga-akwanye gị n'ihe ọjọọ ma ị soro ha.

Ha ga-akwanye gị n'ihe ọjọọ ma ị soro ha.

They will push you into bad things if you follow them.

Nwata a na-akwanye nwanne ya na nsogbu.

Nwata a na-akwanye nwanne ya na nsogbu.

This child is pushing his brother into trouble.

Kedu ihe kwanyere gị na ụdị omume a?

Kedu ihe kwanyere gị na ụdị omume a?

What led you into this kind of behaviour?

A chọghị m mmadụ ịkwanye m n'ihe m na-agaghị emenwu.

A chọghị m mmadụ ịkwanye m n'ihe m na-agaghị emenwu.

I don't need someone to push me into something I can't shine.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.