kwá ákwà
kwa akwà
| Word | kwa akwà |
| Definitions | Active verb 総布 1.sew (cloth) |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ịkwa akwa bụ ọrụaka ha.
Ịkwa akwa bụ ọrụaka ha.
Sewing is their occupation.
Amaghị m akwa akwa.
Amaghị m akwa akwa.
I don't know how to sew.
Anyị ga-akwa akwa ahụ echi.
Anyị ga-akwa akwa ahụ echi.
We will sew that cloth tomorrow.
Adanne na-amụ ikwa akwa.
Adanne na-amụ ikwa akwa.
Adanne is learning how to sew.