mï ázų
mị azụ̀
Word | mị azụ̀ |
Definitions | Active verb 1.dry fish |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịmị azụ na-enye ego.
Ịmị azụ na-enye ego.
Smoking fish brings good income.
Anyị chọrọ ịmị azụ.
Anyị chọrọ ịmị azụ.
We want to roast fish.
Onye mịnyere azụ n'ọkụ?
Onye mịnyere azụ n'ọkụ?
Who is roasting fish?
Nne na-amị azụ.
Nne na-amị azụ.
My mother roasts fish.
Ha ga-amị azụ ahụ echi.
Ha ga-amị azụ ahụ echi.
The will smoke the fish tomorrow.