mé ányáürá
me anyaụrā
Word | me anyaụrā |
Definitions | Active verb 1.be drowsy; be unsmart; be inclined to sleepiness |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị achọghị ndị na-eme anyaụra.
Anyị achọghị ndị na-eme anyaụra.
We did not want clumsy people.
Oge na-eme anyaụra mgbe niile.
Oge na-eme anyaụra mgbe niile.
Oge feels sleepy every time.
Ha mere anyaụra.
Ha mere anyaụra.
They were unsmart.
Ada na-eme anyaụra.
Ada na-eme anyaụra.
Ada is feeling drowsy.
Ime anyaụra n'ọrụ adịghị mma.
Ime anyaụra n'ọrụ adịghị mma.
To be inclined to drowsiness at work is bad.
Ọ bụrụ na ị ga-eme anyaụra, hapụ ka m gaa.
Ọ bụrụ na ị ga-eme anyaụra, hapụ ka m gaa.
If you will be unsmart, then leave it me to go.
Ọ na-eme anyaụra
Ọ na-eme anyaụra
He is not smart.
Anyị hụrụ ọtụtụ ndị na-eme anyaụra.
Anyị hụrụ ọtụtụ ndị na-eme anyaụra.
We saw many unsmart people.
O mee anyaụra, biko gwa m.
O mee anyaụra, biko gwa m.
If he becomes drowsy, please let me know.