dǫlí
dọ̀li
Word | dọ̀li |
Definitions | Active verb 1.draw up |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ chọrọ ịdọli m elu.
Ọ chọrọ ịdọli m elu.
He wants to draw me up.
Emeka dọliri m elu.
Emeka dọliri m elu.
Emeka drew me up.
Nwoke a ga-adoli gi elu.
Nwoke a ga-adoli gi elu.
This man will draw you up.
Nna m na-adọli mmiri elu.
Nna m na-adọli mmiri elu.
My father is drawing water up.
Dọlie ya elu
Dọlie ya elu
Draw it up
dö
dọ
Word | dọ |
Definitions | Active verb 急 1.draw; pull |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ mgbe ị ga-adọ ya?
Kedụ mgbe ị ga-adọ ya?
When will you pull it?
Amaghị ihe Emeka na-adọ ebe a oge ọbụla.
Amaghị ihe Emeka na-adọ ebe a oge ọbụla.
I don't know what Emeka is pulling here all the time.
Gịnị mere ị ji adọ nwata ahụ?
Gịnị mere ị ji adọ nwata ahụ?
Why are you pulling that child?
Dọọ ya aka ka ọ pụta.
Dọọ ya aka ka ọ pụta.
Pull it so that it will come out.
Ọ bụ mgbe ọ dọrọ ya aka ka o mebiri.
Ọ bụ mgbe ọ dọrọ ya aka ka o mebiri.
It spoilt when she pulled it.
Onye na-adọ m n'ụkwụ?
Onye na-adọ m n'ụkwụ?
Who is pulling my leg?
kpųgó
kpụ̀go
Word | kpụ̀go |
Definitions | Active verb 1.draw, pull up |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
A chọrọ m ịkpugo akwa a n'ukwu m
A chọrọ m ịkpugo akwa a n'ukwu m
I want to draw my cloth up to my waist.
Ọ kpụgoro nkịta ya n'elu oche.
Ọ kpụgoro nkịta ya n'elu oche.
He pulled his dog on the chair.
Onye ga-akpụgo ewu a n'ugwu nsọ ahu?
Onye ga-akpụgo ewu a n'ugwu nsọ ahu?
Who is going to pull this goat up that holy hill?
Ọ kpụgoro akwa ya na-achọ ịdapụ ya n'ukwu.
Ọ kpụgoro akwa ya na-achọ ịdapụ ya n'ukwu.
He drew up his cloths that was about falling out from his waist.
Ọ na-akpụgo ihe ahụ mgbe m hụrụ ya.
Ọ na-akpụgo ihe ahụ mgbe m hụrụ ya.
He was pulling up that thing when I saw him.
Kpụgoo akwà gị a ọsọọṣo.
Kpụgoo akwà gị a ọsọọṣo.
Draw your cloths up quickly.
mï ḿmà
mị mmà
Word | mị mmà |
Definitions | Active verb 1.draw sword, machete 2.draw the sword or machete |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye ohi ahụ chọrọ ịmị mma oge a gbara ya egbe.
Onye ohi ahụ chọrọ ịmị mma oge a gbara ya egbe.
The thief wanted to draw his matchete when he was shot.
Gịnị mere ị ji amị mma gị ma ị hụ Obi?
Gịnị mere ị ji amị mma gị ma ị hụ Obi?
Why do you draw your machete whenever you see Obi?
Ndubisi ga-amị mma ma ọ hụ gị.
Ndubisi ga-amị mma ma ọ hụ gị.
Ndubuisi will draw his sword when he sees you.
Onye bu ụzọ mịa mma?
Onye bu ụzọ mịa mma?
Who drew the matchete first?
Emeka na-amị mma ya mgbe m hụrụ ya.
Emeka na-amị mma ya mgbe m hụrụ ya.
Emeka was drawing his machete when I saw him.
Ọ na-ami mma ya ma iwe wee ya.
Ọ na-ami mma ya ma iwe wee ya.
He draws his machete anytime he is angry.
Okeke mịrị mma ya oge ọ hụrụ m.
Okeke mịrị mma ya oge ọ hụrụ m.
Okeke drew his matchete when he saw me.
sèlíté
sèlite
Word | sèlite |
Definitions | Active verb 1.draw up, lift up |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
̣Okoye selitere mmiri n'ụmị.
̣Okoye selitere mmiri n'ụmị.
Okoye drew water from the pool/pond.
kpüdèbé ńsó
kpụdèbe nsō
Word | kpụdèbe nsō |
Definitions | Active verb 1.draw, come near |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Kpụdebe nso ka m gosị gị ihe.
Kpụdebe nso ka m gosị gị ihe.
Come close, let me show you some thing.
A chọrọ m ịkpụdebe Chukwu nso.
A chọrọ m ịkpụdebe Chukwu nso.
I want to draw near to God.
Obinna kpudebere m nso oge o na-ekwu okwu.
Obinna kpudebere m nso oge o na-ekwu okwu.
Obinna drew close to me when he was speaking.
I kpụdebee m nso, m maa gị ụra.
I kpụdebee m nso, m maa gị ụra.
If you come close to me, I will slap you.
Ha na-akpụdebe ndị ọgaranya nso.
Ha na-akpụdebe ndị ọgaranya nso.
The go closer to the rich.
I nwere ike ikpụdebe m nso?
I nwere ike ikpụdebe m nso?
Can you draw close to me?
Adaobi na-akpụdebe ndị ọjọọ nso.
Adaobi na-akpụdebe ndị ọjọọ nso.
Adaobi goes close to evil doers.
Anyị ga-akpudebe ọkụ ahụ nso.
Anyị ga-akpudebe ọkụ ahụ nso.
We will go close to the fire.
sétǫ
setọ̀
Word | setọ̀ |
Definitions | Active verb 1.draw carelessly 2.stir corn meal/pudding improperly |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emenike na-esetọ nri ọka oge ọbụla
Emenike na-esetọ nri ọka oge ọbụla
Emenike always prepares corn meal badly.
Ngọzị setọrọ azụ ọ na-ese n'akwụkwọ.
Ngọzị setọrọ azụ ọ na-ese n'akwụkwọ.
Ngọzị carelessly drew the fish she was drawing on the book.
döpų
dọpụ̀
Word | dọpụ̀ |
Definitions | Active verb 1.draw out; drag out |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Dọpụo ya ilo, ka ọkụ ghara ịgba ebe a.
Dọpụo ya ilo, ka ọkụ ghara ịgba ebe a.
Drag it out, so that this place will not catch fire.
Ị kwesịrị ịdọpụ ihe fachiri ọnụ a.
Ị kwesịrị ịdọpụ ihe fachiri ọnụ a.
You are supposed to draw out what blocked this hole.
A dọpụrụ m ya iro.
A dọpụrụ m ya iro.
I dragged him out.
Ọ na-adọpụ Chika ilo mgbe anyị hụrụ ha.
Ọ na-adọpụ Chika ilo mgbe anyị hụrụ ha.
He was dragging Chika outside when we saw them.
Ha ga-adọpụ gị n'iro.
Ha ga-adọpụ gị n'iro.
They will draw you out.
Ọ chọrọ ịdọpụ eriri ahu.
Ọ chọrọ ịdọpụ eriri ahu.
He want to draw out the rope.
Kedu ihe mere ị jị adọpụ ya?
Kedu ihe mere ị jị adọpụ ya?
Why are you dragging it out?
kpü
kpụ
Word | kpụ |
Definitions | Active verb 蚕 1.pull; draw; drag; 2.mold; sculpt 3.shave; bald 4.lick a surface smooth; (figurative) surround in large number |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kpụọ ite ọhụrụ.
Kpụọ ite ọhụrụ.
Mold a new pot.
Akpụla ya n'ala.
Akpụla ya n'ala.
Do not drag it on the floor.
Ọ kpụrụ isi efere ya maka ofe ahụ tọrọ ya ụtọ nke ukwu.
Ọ kpụrụ isi efere ya maka ofe ahụ tọrọ ya ụtọ nke ukwu.
He licked his plate because the soup was very delicious to him.
Ọ ga-akpụ isi ya echi.
Ọ ga-akpụ isi ya echi.
He will shave his head tomorrow.
Kpụpụta ya.
Kpụpụta ya.
Pull it out.
Ịkpụpụta ya na-enye nsogbu.
Ịkpụpụta ya na-enye nsogbu.
Pulling it out is difficult.
Anyị ga-akpụpụta ya echi.
Anyị ga-akpụpụta ya echi.
We will drag it out tomorrow.
kpüpų
kpụpụ̀
Word | kpụpụ̀ |
Definitions | Active verb 1.pull out; draw out; drag |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ kpụpụrụ ya ngwa ngwa..
Ọ kpụpụrụ ya ngwa ngwa..
He pulled it out quickly.
O ji nwayọ na-akpụpụ akpa ahụ.
O ji nwayọ na-akpụpụ akpa ahụ.
He is gradually pulling the bag out..
Achọrọ m ịkpụpụ ya iro.
Achọrọ m ịkpụpụ ya iro.
I want to drag it outside..
Onye ohi a ga-akpụpụ unu ụlọikpe.
Onye ohi a ga-akpụpụ unu ụlọikpe.
This thief will drag you to court.