dózí ókwú
dozi okwu
Word | dozi okwu |
Definitions | Active verb 1.settle a case |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O teghi aka e doziri okwu ahụ, ha ebido lụwa ọgụ.
O teghi aka e doziri okwu ahụ, ha ebido lụwa ọgụ.
It has not been long the case was settled, they started fighting.
Buru ụzọ dozie okwu na-esere gị na ya.
Buru ụzọ dozie okwu na-esere gị na ya.
First settle the quarrel between you and him.
Ndụka na-edozi okwu ahụ ugbua.
Ndụka na-edozi okwu ahụ ugbua.
Nduka is settling that matter now.
Ọ bụ gị ga-edozi okwu na-esere ha?
Ọ bụ gị ga-edozi okwu na-esere ha?
Are you the one that will settle their dispute?
Ị na-edozi okwu na agbasaghị gị?
Ị na-edozi okwu na agbasaghị gị?
Are you settling a case that doesn't concern you?
Ndị okenye chọrọ idozi okwu ahụ taa.
Ndị okenye chọrọ idozi okwu ahụ taa.
The elders wants to settle that matter today.
Onye doziri okwu na-esere ha?
Onye doziri okwu na-esere ha?
Who settled their dispute?
bè ókwú
bè okwū
Word | bè okwū |
Definitions | Active verb 1.settle or resolve a dispute |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Bee okwu ahụ ka anyị laa.
Bee okwu ahụ ka anyị laa.
Settle that talk lets go.
Amaka achọghị ibe okwu a.
Amaka achọghị ibe okwu a.
Amaka does not want this case to end.
E beela okwu.
E beela okwu.
The issue has been settled.
Eziokwu o kwuru bere okwu.
Eziokwu o kwuru bere okwu.
The truth he told settled the quarel.
Achọrọ m ịhụ ndị bere okwu ahụ.
Achọrọ m ịhụ ndị bere okwu ahụ.
I want to see the people that ended the case.
Anyị ga-ebe ya bụ okwu.
Anyị ga-ebe ya bụ okwu.
We will end that case.
Ha ga-ebe okwu ahụ echi.
Ha ga-ebe okwu ahụ echi.
They will end the case tomorrow.