Nkọwa okwu logo
Beta

döpųtá

dọpụ̀ta

Worddọpụ̀ta
Definitions

Active verb

1.draw out; pull out; rescue

Related Term
Word Stem

Examples

Ha ga-adọ̣pụta ndị niile akwụghị ụgwọ n'iro.

Ha ga-adọ̣pụta ndị niile akwụghị ụgwọ n'iro.

All the people that did not pay will be dragged out

Onye dọpụtara akwụkwọ a amadoro n'aja?

Onye dọpụtara akwụkwọ a amadoro n'aja?

Who pulled out this paper that was pasted to the wall.

Ọ chọrọ ịdọpụta osisi a n'iro.

Ọ chọrọ ịdọpụta osisi a n'iro.

I want to draw this wood outside

A dọpụtara onye ohi ahụ n'iro.

A dọpụtara onye ohi ahụ n'iro.

The thieve was dragged outside.

Nwunye m na-adọpụta ewu.

Nwunye m na-adọpụta ewu.

My wife is dragging the goat out.

sépųtá

sepụ̀ta

Wordsepụ̀ta
Definitions

Active verb

1.draw out (as bucket from well); pull out

Related Terms
Word Stems

Examples

Gaa sepụta mmiri n'olulu mmiri.

Gaa sepụta mmiri n'olulu mmiri.

Go and fetch water from the well.

Isepụta mmiri n'ụmị ahụ na-ahịa ahụ.

Isepụta mmiri n'ụmị ahụ na-ahịa ahụ.

Drawing out water from the well is difficult.

Nwa m, sepụta mmiri ka m ṅụọ.

Nwa m, sepụta mmiri ka m ṅụọ.

My son, draw out water let me drink.

Ha na-esepụta ya mgbe nna ya bịara.

Ha na-esepụta ya mgbe nna ya bịara.

They were pulling him out when his father arrived.

O sepụtara Nnenna n'ezi.

O sepụtara Nnenna n'ezi.

He pulled Nnenna outside.

Ọ ga-esepụta mmiri ma ọ bịaruo.

Ọ ga-esepụta mmiri ma ọ bịaruo.

He will draw out water when he arrives.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.