dǫbá
dọ̀ba
| Word | dọ̀ba |
| Definitions | Active verb 1.put down; set down; at; drop |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Nna m dọbara ụgbọala ya n'azụ ụlọ.
Nna m dọbara ụgbọala ya n'azụ ụlọ.
My father parked his car in the backyard.
Emeka ga-adọba mmiri o bu ebe a.
Emeka ga-adọba mmiri o bu ebe a.
Emeka will drop the water he brought here.
A chọrọ m ịdọba akpa m n'ebe a.
A chọrọ m ịdọba akpa m n'ebe a.
I want to put down my bag here.
Dọbaa ihe i bu ebe a banye n'ụlọ!
Dọbaa ihe i bu ebe a banye n'ụlọ!
Drop what you are carrying here and enter the house!
Nwaanyị ahụ na-adọba ihe ebe a oge niile.
Nwaanyị ahụ na-adọba ihe ebe a oge niile.
That woman drops things here every time.
Ha ga-adọba akpa ha n'ụlọ m..
Ha ga-adọba akpa ha n'ụlọ m..
They will drop their bag in my house.
kpübà
kpụbà
| Word | kpụbà |
| Definitions | Active verb 1.abrade; abrade by scraping or dragging rough object over the surface or skin |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Onye na-akpụba oche?
Onye na-akpụba oche?
Who is dragging the chair inside?
Ekwensu chọrọ ịkpụba ndị mmadụ n'ọkụ mmụọ.
Ekwensu chọrọ ịkpụba ndị mmadụ n'ọkụ mmụọ.
The devil wants to drag people into hell fire.
Onye ga-akpụba onye ohi a n'ụlọ mkpọrọ?
Onye ga-akpụba onye ohi a n'ụlọ mkpọrọ?
Who is going to drive this thief into the prison.
Ọ kpụbara ụmụ ya n'ụlọ ka anụọhịa.
Ọ kpụbara ụmụ ya n'ụlọ ka anụọhịa.
He dragged his children inside like animals.
Ọ dị arọ, a ga-akpụba ya akpụba.
Ọ dị arọ, a ga-akpụba ya akpụba.
It is heavy, it will be dragged inside.
Olee ewu nke ị chọrọ ịkpụba?
Olee ewu nke ị chọrọ ịkpụba?
Which goat do you want to drag inside?
Achọrọ m ịkpụba ehi a n'ogige anyị.
Achọrọ m ịkpụba ehi a n'ogige anyị.
I want to drag this cow into my compound.
Sajin Emeka na-akpụba ndị mmadụ na soja.
Sajin Emeka na-akpụba ndị mmadụ na soja.
Sergent Emeka draggs people into the military.
Kpụbaa ewu a n'ụlọ ewu.
Kpụbaa ewu a n'ụlọ ewu.
Drag this goat into the goat house.
döká
dọka
| Word | dọka |
| Definitions | Active verb 1.be torn (by pulling); tear |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Onye dọkara akwa a?
Onye dọkara akwa a?
Who thore this clothe?
Jide ya, ọ ga-adọka akwa ahụ.
Jide ya, ọ ga-adọka akwa ahụ.
Hold him, he will tear that clothe.
Nwa ya dọkara akpa m.
Nwa ya dọkara akpa m.
Her child tore my bag.
Ịdọka akwa amarala ahụ
Ịdọka akwa amarala ahụ
She is fond of tearing cloth.
I dọkaa akpa a, obi agaghị adị m mma.
I dọkaa akpa a, obi agaghị adị m mma.
If you tear this bag, I will not be happy.
Ọ na-adọka akwụkwọ niile e nyere ya.
Ọ na-adọka akwụkwọ niile e nyere ya.
He tears all the books that he is given.
Onye ị dọkara akwụkwọ ya na-achọ gị.
Onye ị dọkara akwụkwọ ya na-achọ gị.
The person you tore his book is looking for you.
I chọrọ ịdọka akwa m?
I chọrọ ịdọka akwa m?
Do you want to tear my clothes?