dörì
dọrì
Word | dọrì |
Definitions | Active verb 1.tear into pieces |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Onye dọriri akwụkwọ a?
Onye dọriri akwụkwọ a?
Who tore this book into pieces.
Dọrie akwụkwọ a tufuo.
Dọrie akwụkwọ a tufuo.
Torn this paper to shreds and dispose it.
Ọ na-adọri ya mgbe m bịara.
Ọ na-adọri ya mgbe m bịara.
He was tearing it into pieces when I came.
Onye nkuzi ga-adọrị akwụkwọ a.
Onye nkuzi ga-adọrị akwụkwọ a.
The teacher will tear this paper into pieces.
Ọ chọrọ ịdọri akwụkwọ m.
Ọ chọrọ ịdọri akwụkwọ m.
He wants to tear my paper into shreds.
sèká
sèka
Word | sèka |
Definitions | Active verb 1.tear by pulling apart 2.pull asunder; tear into shreds |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ mara ụma sekaa ya.
Ọ mara ụma sekaa ya.
He intentionally tore it
Nwata a sekara efe akwụkwọ ya.
Nwata a sekara efe akwụkwọ ya.
This child tore his school uniform.
A pịara ya ụtarị maka na o sekara akpa akwụkwọ ya.
A pịara ya ụtarị maka na o sekara akpa akwụkwọ ya.
She was flogged because she tore her school bag.
Obi sekara ego e nyere ya.
Obi sekara ego e nyere ya.
Obi tore the money he was given.
Nna m na-eseka ya ugbua.
Nna m na-eseka ya ugbua.
My father is tearing it now.