Nkọwa okwu logo
Beta

kà ükà

kà ụkà

Wordkà ụkà
Definitions

Active verb

1.speak (address);

2.hold divine service

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụkọchukwu kara ụka nke taa kwuru ihe gbara ọkpụrụkpụ.

Ụkọchukwu kara ụka nke taa kwuru ihe gbara ọkpụrụkpụ.

The priest that held today's service said something very vital.

A malitela ịka ụka.

A malitela ịka ụka.

Service has commenced.

Ọ nụrụ ebe ha na-aka aka.

Ọ nụrụ ebe ha na-aka aka.

He heard them talking.

Onye na-aka ụka?

Onye na-aka ụka?

Who is talking?

Ọ na-aka ụka hinne.

Ọ na-aka ụka hinne.

He talks too much.

ónyéámümá

onyeamụma

Wordonyeamụma
Definitions

Noun

1.a prophet; a person who foretells future events by divine means

Variationsonye amụma
Related Term
Word Stem

Examples

Chike sị na ya bụ onyeamụmụ.

Chike sị na ya bụ onyeamụmụ.

Chike said that he is a prophet.

Nna ya abụghị ezi onyeamụma.

Nna ya abụghị ezi onyeamụma.

His father is not a good prophet.

Onyeamụma ahụ abịala.

Onyeamụma ahụ abịala.

That prophet has come.

ḿkpùghé

mkpùghe

Wordmkpùghe
Definitions

Noun

1.Revelation; disclosure of something (especially by a divine means)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị amụma ụfọdụ na-eji mkpughe ụgha arata mmadụ n'ụlọụka ha.

Ndị amụma ụfọdụ na-eji mkpughe ụgha arata mmadụ n'ụlọụka ha.

Some prophets lure people to their church through fake revelations

Kelechi hụrụ mkpughe banyere nwoke ahụ.

Kelechi hụrụ mkpughe banyere nwoke ahụ.

Kelechi saw a revelation concerning that man.

O nwetere mkpughe oge ọ na-ekpe ekpere.

O nwetere mkpughe oge ọ na-ekpe ekpere.

He got a revelation while praying.

Anyị gụrụ Mkpughe n'ụlọụka taata.

Anyị gụrụ Mkpughe n'ụlọụka taata.

We read Revelation in church today.

E nyere ya mkpughe banyere ọnọdụ ezinụlọ ya.

E nyere ya mkpughe banyere ọnọdụ ezinụlọ ya.

He received a revelation about the state of his family.

éfè ükà

efè ụkà

Wordefè ụkà
Definitions

Noun

1.cloth, garment, robe set aside and devoted to wearing to divine service; Sunday best

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Efe ụka Nne m goterem amaka

Efe ụka Nne m goterem amaka

The clothes (for church) my mom bought for me are fine

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.