àmà
àmà
Word | àmà |
Definitions | Noun 寁丸 1.signal or sign; distinguishing mark; 2.intel or information |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A gbara àmà na ị na-abịa.
A gbara àmà na ị na-abịa.
There was an information that you are coming
A chụọ aja ma a hụghị udele, a mara na ihe mere be ndị mmụọ
A chụọ aja ma a hụghị udele, a mara na ihe mere be ndị mmụọ
When no vultures are seen after a sacrifice, you know that something has happened in the land of the spirits
Ọ gbàrà ndị òtù ya àmà.
Ọ gbàrà ndị òtù ya àmà.
He provided information on his team.
Ahụrụ m ama ya.
Ahụrụ m ama ya.
I saw it's sign.
hųbá ámá
hụ̀ba āmā
Word | hụ̀ba āmā |
Definitions | Active verb 1.make a distinguishing mark: recognize or notice something |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nne m hụbara akpa m ama.
Nne m hụbara akpa m ama.
My mother noticed my bag.
Ọ ga-ahụba ama ihe na-eme ebe a.
Ọ ga-ahụba ama ihe na-eme ebe a.
He will take notice of what is happening here.
Ọ na-ahụba ihe ama nnukwu.
Ọ na-ahụba ihe ama nnukwu.
He notices things a lot.
Achọrọ m ịhụba akwa m ama.
Achọrọ m ịhụba akwa m ama.
I want to put a distinguishing mark on my cloth.
Ọ dị mma ịhuba ya ama.
Ọ dị mma ịhuba ya ama.
It is good to give it a mark.
Hụba ya ama tupu o fuo.
Hụba ya ama tupu o fuo.
Give it a mark before it gets lost