Nkọwa okwu logo
Beta

gbá

gba

Wordgba
Definitions

Active verb

1.expose; bear (display)

2.appear (look); come in a certain way

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Nnamdị gbara ajị n'ọkpa.

Nnamdị gbara ajị n'ọkpa.

Nnamdi has hair on the leg.

Ọjị a gbara ibe anọ.

Ọjị a gbara ibe anọ.

This kola nut came in two parts.

Ọ gbara ihu n'elu mgbe m batara.

Ọ gbara ihu n'elu mgbe m batara.

He faced (exposed his face) up when I came in.

chò

chò

Wordchò
Definitions

Active verb

1.display items, especially for sale

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ahịa ị choro ga-ere.

Ahịa ị choro ga-ere.

The goods you displayed will sell.

Nneka na-echo ahịa.

Nneka na-echo ahịa.

Nneka is displaying goods.

Anyị ga-echo ahịa anyị echi.

Anyị ga-echo ahịa anyị echi.

We will display our goods tomorrow.

Emeka na-echo ahịa ya nkeọma.

Emeka na-echo ahịa ya nkeọma.

Emeka displays his goods properly.

A chọrọ m icho ahịa m.

A chọrọ m icho ahịa m.

I want to display my goods.

Onye na-echo ngwaahịa ndịa?

Onye na-echo ngwaahịa ndịa?

Who is displaying these goods?

kwö ökà

kwọ ọkà

Wordkwọ ọkà
Definitions

Active verb

1.display inexperienced action or behavior

2.mess up; play or do something in a bad or awful way, especially in a game

Related Terms
Word Stems

Examples

Kwọọ ọka ka e wepụ gị.

Kwọọ ọka ka e wepụ gị.

Play badly so that you will be removed.

Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.

Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.

She played badly in the first tournament.

Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.

Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.

I don't want to mess up there tomorrow.

Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.

Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.

I play badly in soccer.

Ndị a na-akwọ ọka ebe a.

Ndị a na-akwọ ọka ebe a.

This people play badly here.

Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.

Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.

You will display inexperience act if you are featured.

kpösá áhïá

kpọsa ahịa

Wordkpọsa ahịa
Definitions

Active verb

使憬宜

1.expose, display items or goods for sale

Related Terms
Word Stems

Examples

A na-achụpụ ndị kpọsara ahịa n'ụ̣zọ.

A na-achụpụ ndị kpọsara ahịa n'ụ̣zọ.

Poeple who displayed their market on the road are being chased away.

Ada kpọsara ahịa ya n'ụtụtụ tupu ọ laa.

Ada kpọsara ahịa ya n'ụtụtụ tupu ọ laa.

Ada displayed her goods in the morning before she left.

Ọchọghị ịkpọsa ahịa ugbua.

Ọchọghị ịkpọsa ahịa ugbua.

She does not want to display goods now.

Nne ya ga-akpọsa ahịa ya ebe a.

Nne ya ga-akpọsa ahịa ya ebe a.

His mother will display her goods here.

Ị na-akpọsa ahịa ebe mmiri chọrọ izo?

Ị na-akpọsa ahịa ebe mmiri chọrọ izo?

Are you displaying your goods when it is about to rain?

Chika na-akpọsa ahịa ya mgbe o wetara ozi ahụ.

Chika na-akpọsa ahịa ya mgbe o wetara ozi ahụ.

Chika was displaying her goods when she got that news.

Kpọsaa ahịa gị.

Kpọsaa ahịa gị.

Display your good.

ńgósï

ngosị

Wordngosị
Definitions

Noun

1.exhibition; public display of collection of things

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ha na-egosi ihe ndị ha rụpụtara taa

Ha na-egosi ihe ndị ha rụpụtara taa

They are exhibiting their products today

áháǹjìmárá

ahāǹjìmārā

Wordahāǹjìmārā
Definitions

Noun

1.a display name for online platforms; username

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

I kwesịrị ịpịnye ahanjimara gị ebe ahụ.

I kwesịrị ịpịnye ahanjimara gị ebe ahụ.

You are supposed type in your username there.

ókómókó

okomoko

Wordokomoko
Definitions

Noun

1.ostentatiousness; pomposity; showy display; pride;

2.ostentatious; pompous; showy; flamboyant; prideful

Related Term
Word Stem

Examples

Ị bụ onye okomoko?

Ị bụ onye okomoko?

Are you a proud person?

Agaghị m atụnyere onye okomoko ahụ.

Agaghị m atụnyere onye okomoko ahụ.

I will not vote for that pompous person.

Emeka bụ onye okomoko.

Emeka bụ onye okomoko.

Emeka is a pompous person

Eji okomoko wee mara nwoke ahụ.

Eji okomoko wee mara nwoke ahụ.

That man is known for being pompous.

Okomoko na-amasị ya.

Okomoko na-amasị ya.

He likes being proud.

Etu o si eme okomoko na-ewe m iwe.

Etu o si eme okomoko na-ewe m iwe.

The way he is proud makes me angry.

Achọghị m ịlụ onye okomoko.

Achọghị m ịlụ onye okomoko.

I do not want to marry a proud person.

íkpíríkpöǫgų

ikpirikpọọ̀gụ̀

Wordikpirikpọọ̀gụ̀
Definitions

Noun

1.charge to a fight or contest; energetic or intimidating display before a fight or contest

2.the name of an Igbo war dance

Related Term
Word Stem

Examples

Ikpirikpọọgụ ha anaghị eyi anyị egwu.

Ikpirikpọọgụ ha anaghị eyi anyị egwu.

Their charge to a fight does not frighten us.

Ikpirikpọọgụ bụ egwu a ma ama si Ọhaafịa.

Ikpirikpọọgụ bụ egwu a ma ama si Ọhaafịa.

Ikpirikpoogu is a popular dance from Ohafia.

búpùté

bupùte

Wordbupùte
Definitions

Active verb

1.carry out (object)

2.bring out, display (e.g. dance)

Related Terms
Word Stems

Examples

O buputere nri ka anyị rie.

O buputere nri ka anyị rie.

He brought out food for us to eat.

Ọ chọrọ ibupute nri ugbua.

Ọ chọrọ ibupute nri ugbua.

She wants to serve food now.

Nne m na-ebupute nri.

Nne m na-ebupute nri.

My mother is bringing out food.

Ọ ga-ebupute nri.

Ọ ga-ebupute nri.

Will he bring food out.

Onye bupụtere ihe a?

Onye bupụtere ihe a?

Who brought this thing out?

Ugo ga-ebupute ya.

Ugo ga-ebupute ya.

Ugo will bring it out.

Kpọọ m ma ibupute ya.

Kpọọ m ma ibupute ya.

Call me if you bring it out.

Ọ dị mfe ibupute.

Ọ dị mfe ibupute.

It is easy to carry out.

Ha na-ebupute ngwongwo ha n'ụzọ.

Ha na-ebupute ngwongwo ha n'ụzọ.

They are carrying out their property to the road.

Ha ga-ebupute egwu ha taata.

Ha ga-ebupute egwu ha taata.

They will display their dance today.

Onye buputere ihe a?

Onye buputere ihe a?

Who brought this thing out?

I bupute ya, o ga-emebi.

I bupute ya, o ga-emebi.

It will damage if you carry it out.

O kweghị ibupute.

O kweghị ibupute.

It is difficult to carry it out.

Bupute ihe dị n'ime ụgbọala.

Bupute ihe dị n'ime ụgbọala.

Bring out the things inside the car.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.