gbásà
gbasà
Word | gbasà |
Definitions | Active verb 碁憬 1.dismiss; disperse |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị ga-agbasa n'elekere atọ nke ehihie.
Anyị ga-agbasa n'elekere atọ nke ehihie.
We will dismiss at 3pm.
Gbasaa egwusi a n'anwụ.
Gbasaa egwusi a n'anwụ.
Spread the melon on the sun.
Achọghị m ịgbasa nke a ebe a.
Achọghị m ịgbasa nke a ebe a.
I don't want to spread this one here.
Anyị gbasara n'oge.
Anyị gbasara n'oge.
We dismissed on time.
Ada na-agbasa akwa n'iro.
Ada na-agbasa akwa n'iro.
Ada is spreading cloths outside.
Mz. Okeke chọrọ ịgbasa ụmụakwụkwọ.
Mz. Okeke chọrọ ịgbasa ụmụakwụkwọ.
Mr. Okeke wants to dismiss the pupils.
Ekwekwala ka omume ya gbasaa unu.
Ekwekwala ka omume ya gbasaa unu.
Do not allow her behavior to separate you.
Nneka gbasara ụgụ ka o kpọọ.
Nneka gbasara ụgụ ka o kpọọ.
Nneka spread the pumpkin leaves to dry.
Gbasaa ha, bịawa.
Gbasaa ha, bịawa.
Dismiss them and start coming.
Kedụ oge unu ga-agbasa?
Kedụ oge unu ga-agbasa?
By what time are you going to dismiss?
Onye gbasara unu?
Onye gbasara unu?
Who dismissed you.
chüsà
chụsà
Word | chụsà |
Definitions | Active verb 言憬 1.chase away to disperse; chase to scatter |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Emeka na-achụsa mmadụ niile ugbua.
Emeka na-achụsa mmadụ niile ugbua.
Emeka is chasing to disperse people now.
Mmiri ozuzo ga-achụsa ha.
Mmiri ozuzo ga-achụsa ha.
Rainfall will chase and scatter them.
Nwata ahụ na-achọ ịchụsa arụrụ ahụ oge m hụrụ ya.
Nwata ahụ na-achọ ịchụsa arụrụ ahụ oge m hụrụ ya.
That child is about chasing to disperse the ants when i saw him.