sö óyí
sọ oyī
Word | sọ oyī |
Definitions | Noun 汚泉 1.disgust; be yucky |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emezila he na-asọ oyi.
Emezila he na-asọ oyi.
Stop doing disgusting things.
Ya bụ ihe sọrọ m nnukwu oyi.
Ya bụ ihe sọrọ m nnukwu oyi.
That thing really disgusted me.
Ihe a na-asọ oyi.
Ihe a na-asọ oyi.
This thing is disgusting.
Ahụ ya na-asọ m oyi.
Ahụ ya na-asọ m oyi.
Her body disgusts me.
Emezịla ihe na-asọ oyi.
Emezịla ihe na-asọ oyi.
Stop doing disgusting things.
Ọ naghị asọ oyi
Ọ naghị asọ oyi
It is not disgusting.
Ị na-asọ m oyi.
Ị na-asọ m oyi.
You disgust me.
Ihe na-asọ m oyi karịsịa n'ebe a bụ ụlọ mposi ha.
Ihe na-asọ m oyi karịsịa n'ebe a bụ ụlọ mposi ha.
What disgusts me most in this place is their toilet.
tųfïà!
tụ̀fịà!
Word | tụ̀fịà! |
Definitions | Interjection 1.exclamation of disgust over an abomination, sacrilege, heinous action etc. |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Tụfia!, ọ bụ arụ.
Tụfia!, ọ bụ arụ.
Hei!, it is an abomination.
sö óyí
sọ oyī
Word | sọ oyī |
Definitions | Active verb 汚泉 1.abhor; disgust; be ugly to; be ugly (e.g. faeces or ulcer) 2.forbid; be taboo |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
̣Ebe niile a na-asọ oyi
̣Ebe niile a na-asọ oyi
All these places are disgusting
Wepụ ihe a ebe a, ọ na-asọ m oyi.
Wepụ ihe a ebe a, ọ na-asọ m oyi.
Remove this thing here, it disgusts me.
Omume gị na-asọ oyi.
Omume gị na-asọ oyi.
Your behavior is disgusting.
Ihe niile banyere ogige ahụ sọrọ m oyi.
Ihe niile banyere ogige ahụ sọrọ m oyi.
Everything about that environment, disgusted me.
óyí
oyi
Word | oyi |
Definitions | Noun 苛 1.cold; chill; 2.sickness (fever) Noun 泉 1.disgust; the feeling you get from something yucky |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Oyi na-atụ.
Oyi na-atụ.
It is cold.
Achọghị m nke dị oyi.
Achọghị m nke dị oyi.
I don't want the one that is cold.
Nri a dị oyi.
Nri a dị oyi.
This food is cold.
Ebe a dị oyi.
Ebe a dị oyi.
This place is cold.
Biko, nye m mmiri jụrụ oyi.
Biko, nye m mmiri jụrụ oyi.
Please, give me cold water.
Ime ukoro a na-asọ oyi.
Ime ukoro a na-asọ oyi.
The inside of this gutter is yucky.
Oyi eju mere anaghi m eri ya.
Oyi eju mere anaghi m eri ya.
The yukky of the snail makes me not to eat it.
Oyi ji m
Oyi ji m
Fever has gripped me, or I am feverish (more acute than Enwèlù m oyī)
Oyi ji m
Oyi ji m
I am feverish.
Oyi na-ama m.
Oyi na-ama m.
I have fever.
Nwoke a na-asọ m oyi.
Nwoke a na-asọ m oyi.
This man disgusts me.
Oyi karịrị ugbu a.
Oyi karịrị ugbu a.
There is too much cold now.