kwüpų
kwụpụ̀
Word | kwụpụ̀ |
Definitions | Active verb 1.unplug; disconnect (sockets or joints) 2.remove by disconnecting |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị ga-akwụpụ ekwentị m.
Ị ga-akwụpụ ekwentị m.
You will unplug my phone.
Obi na-akwụpụ ihe anyị kwụnyere n'ọkụ.
Obi na-akwụpụ ihe anyị kwụnyere n'ọkụ.
Obi is unplugging what we plugged to power.
Achọghị m ịkwụpụ nke ya.
Achọghị m ịkwụpụ nke ya.
I don't want to unplug his own.
Ana m akwụpụ ihe niile dị n'ọkụ.
Ana m akwụpụ ihe niile dị n'ọkụ.
I'm unplugging everything on the power.
Ezinne kpwụpụrụ iyeri ya mgbe ọ chọrọ ịsa ahụ.
Ezinne kpwụpụrụ iyeri ya mgbe ọ chọrọ ịsa ahụ.
Ezinne removed her earrings when she wanted to take a shower.
Aga m akwụpụ mkpooyi anyị n'ọkụ tupu m pụọ.
Aga m akwụpụ mkpooyi anyị n'ọkụ tupu m pụọ.
I will unplug our freezer from power before going out.
kópų
kopụ̀
Word | kopụ̀ |
Definitions | Active verb 擬階 1.unhook 2.remove from where hanging 3.disconnect (signal) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.
Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.
My husband wants to hang his bag outside.
A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.
A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.
I want to remove this cloth from where i hung it.
Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.
Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.
Who unhangs the basket I hung up.
Ha kopụrụ ọkụ anyị.
Ha kopụrụ ọkụ anyị.
They disconnected our light.
Gịnị mere o ji ekopụ ya?
Gịnị mere o ji ekopụ ya?
Why is she unhooking it?
Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?
Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?
Who removed what I hung here?
Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.
Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.
I saw him him disconnecting that thing.