ókéǫkpà
okeọ̀kpà
| Word | okeọ̀kpà |
| Definitions | Noun 奴衝 1.cock; male chicken |
| Variations | oke ọ̀kpà |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Akwa mbụ okeọkpa na-akwa n'ụbọchị na-abụkarị n'elekere atọ nke ụtụtụ.
Akwa mbụ okeọkpa na-akwa n'ụbọchị na-abụkarị n'elekere atọ nke ụtụtụ.
The first cock crow, for the day, is always at four o'clock in the morning.
Ofu onye nwe okeọkpa mana ọha nwe olu ya
Ofu onye nwe okeọkpa mana ọha nwe olu ya
One person owns the cock, but the public owns its crowing
Okeọkpa na-akwa akwa.
Okeọkpa na-akwa akwa.
The cock crows
Okeọkpa kata ahụ, ọ kwawa akwa.
Okeọkpa kata ahụ, ọ kwawa akwa.
When the cock matures, it begins to crow.
déèdè
deèdè
| Word | deèdè |
| Definitions | Noun 属閲 1.senior; a term of deference to elders, especially male |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Achọrọ m ịga n'ụlọ deede m.
Achọrọ m ịga n'ụlọ deede m.
I want to go to my senior brother's house.
Ngọzị na deede ya bịara ebe a.
Ngọzị na deede ya bịara ebe a.
Ngọzị and her elder brother came here.
Ị ga-aga agbamaakwụkwọ deede m n'Aba?
Ị ga-aga agbamaakwụkwọ deede m n'Aba?
Will you attend my elder brother's wedding at Aba?
Deede m bara ọgaranya.
Deede m bara ọgaranya.
My senior brother is rich.
Deede m alụbeghi nwaanyị.
Deede m alụbeghi nwaanyị.
My elder brother is not married.
Kedụ ka i si mara na ọ bụ deede m?
Kedụ ka i si mara na ọ bụ deede m?
How did you know he is my senior brother?
Deede, biko, bịa.
Deede, biko, bịa.
Senior, please, come.
E buliri deede ya n'ọkwa.
E buliri deede ya n'ọkwa.
His elder brother was promoted.
Nwunye deede m mụrụ nwa.
Nwunye deede m mụrụ nwa.
My elder brother's wife put to bed.