Nkọwa okwu logo
Beta

díńtá

din̄tā

Worddin̄tā
Definitions

Noun

閲軌

1.hunter

Related Terms
Word Stems

Examples

Agbanyeghị anụ olee dinta ahụ gbugoro, ọ naghị eme mpako.

Agbanyeghị anụ olee dinta ahụ gbugoro, ọ naghị eme mpako.

Despite the number of animals the hunter has killed, he is not boastful.

Anụọhịa tagburu dinta ahụ.

Anụọhịa tagburu dinta ahụ.

A wild animal killed that hunter.

Ọ mụghị ịbụ dinta amụ.

Ọ mụghị ịbụ dinta amụ.

He didin't learn how to become a hunter.

Egbe dinta ahụ gburu agụ.

Egbe dinta ahụ gburu agụ.

The gun of the hunter killed a lion.

Nne m lụrụ nna m mgbe ọ bụ dinta.

Nne m lụrụ nna m mgbe ọ bụ dinta.

My mother married my father when he was a hunter.

Ndị dinta obodo anyị nọ n'ọhịa ugbua.

Ndị dinta obodo anyị nọ n'ọhịa ugbua.

Our village hunters are in the forest.

Achoghị m ịbụ dinta.

Achoghị m ịbụ dinta.

I don't want to be a hunter.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.